ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Nọvemba 2019

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Disemba 30, 2019–Febụwarị 2, 2020.

Mee Ka Gị na Ụmụnna Gị Dịkwuo ná Mma Tupu Ọgwụgwụ Eruo

Anyị nwere ike ịmụta ọtụtụ ihe n’ihe mere Jeremaya. Ndị enyi ya zọrọ ya ndụ obere oge tupu e bibie Jeruselem.

Otú Mmụọ Nsọ Si Enyere Anyị Aka

Mmụọ nsọ Chineke ga-enyere anyị aka ịtachi obi. Ma, ọ bụrụ na anyị chọrọ ka o nyere anyị ezigbo aka, e nwere ihe anọ anyị kwesịrị ime.

Ị̀ Na-eme Ka “Ọta Ukwu Bụ́ Okwukwe” Gị Dị Otú O Kwesịrị?

Okwukwe anyị bụ ọta na-echebe anyị. Gịnị ka anyị ga-eme iji hụ na ọta bụ́ okwukwe anyị dị otú o kwesịrị?

Ihe Ndị Anyị Na-amụta n’Akwụkwọ Levitikọs

N’akwụkwọ Levitikọs, ị ga-ahụ iwu dị iche iche Jehova nyere ndị Izrel oge ochie. Ebe anyị bụ Ndị Kraịst, anyị anaghị edebe iwu ndị ahụ. Ma ha ka nwere ike ịbara anyị uru taa.

Mechaa Ihe Ị Malitere

Anyị kpebigodị ihe dị mma anyị ga-eme, o nwere ike isiri anyị ike imecha ya. Lee ihe ndị nwere ike inyere gị aka imecha ihe ị malitere.

Ị̀ Maara?

Gịnị bụ ọrụ onye na-elekọta ụlọ n’oge ochie?