ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Ọgọst 2019

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Septemba 30 ruo n’Ọktoba 27, 2019.

“Anyị Adịghị Ada Mbà”

Olee otú olileanya anyị nwere ga-esi mee ka anyị kpebisikwuo ike na anyị agaghị ada mbà?

Ka Ịhụnanya Unu Na-abakwu Ụba

Akwụkwọ Ndị Filipaị na-enyere anyị aka ịmata otú ịhụnanya anyị ga-esi na-abakwu ụba ọ bụrụgodị na nsogbu abịara anyị.

A Ga-azọpụta “Ndị Na-ege Gị Ntị”

Gịnị ka anyị ga-eme iji nyere ndị ezinụlọ anyị aka ịmụta gbasara Jehova?

Otú Ị Ga-esi Na-enwe Obi Ụtọ ma Ozi Ị Na-eje Gbanwee

Ọ na-esiri ọtụtụ ndị ike ịhapụ ozi ha na-eje nke na-atọ ha ezigbo ụtọ. Olee ihe ga-enyere ha aka inwe obi ụtọ n’agbanyeghị na ozi ha gbanwere?

Okwukwe Na-eme Ka Anyị Nwee Obi Ike

Okwukwe na-akpa ezigbo ike. Anyị nwee okwukwe, anyị ga-emerili nsogbu ndị tara akpụ.

Jọn Onye Na-eme Baptizim Na-akụziri Anyị Otú Anyị Ga-esi Na-enwe Obi Ụtọ

Olee otú anyị nwere ike isi na-enwe obi ụtọ ọ bụrụgodị na ihe merenụ bụ ihe anyị na-atụghị anya ya?