Ị̀ Ga-achọ Ịmata Ihe Baịbụl Na-akụzi?
Ihe ndị na-adịghị gị mkpa
Oké amamihe
Ego
Inwe okwukwe n’ihe ọ bụla
Ihe ndị ga-adị gị mkpa
‘Ike iche echiche gị.’—Ndị Rom 12:1, 2
Ịdị umeala n’obi
Ihe ụfọdụ Baịbụl kwuru nwere ike ịtụ gị n’anya.
Oké amamihe
Ego
Inwe okwukwe n’ihe ọ bụla
‘Ike iche echiche gị.’—Ndị Rom 12:1, 2
Ịdị umeala n’obi
Ihe ụfọdụ Baịbụl kwuru nwere ike ịtụ gị n’anya.