Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Okwu Mmalite

Okwu Mmalite

EBEE KA ANYỊ GA-ESI NWETA NDỤMỌDỤ BỤ́ ỊGBA GA-EME KA ANYỊ NA-ENWE OBI ỤTỌ NÁ NDỤ?

Baịbụl kwuru, sị: ‘Obi ụtọ na-adịrị onye iwu Jehova na-atọ ụtọ, ọ na-agụkwa iwu ya n’olu dị ala ehihie na abalị.’​​—⁠Abụ Ọma 119:⁠1.

Isiokwu asaa dị na Teta! a kwuru ihe ndị nyeerela ọtụtụ ndị aka ịna-enwe obi ụtọ.