Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ị̀ Jụtụla Onwe Gị Ajụjụ Ndị A?

Ị̀ Jụtụla Onwe Gị Ajụjụ Ndị A?
  • Ọ̀ bụrụ na Chineke hụrụ anyị n’anya, olee ihe mere o ji kwe ka ihe ọjọọ na-eme, anyị ana-atakwa ahụhụ ruo ugbu a?

  • Olee ihe mere obi ji sie anyị ike na anyị bi n’oge ọgwụgwụ nke ụwa a?

  • Olee otú anyị si mara na nkwa ndị Baịbụl kwere gbasara Alaeze Chineke ga-emezu?

  • Ihe Baịbụl kwuru ọ̀ ga-enyeliri anyị aka ime mkpebi ndị ga-abara anyị uru ná ndụ?

N’ihi ịhụnanya onye kere anyị nwere n’ebe anyị nọ, ọ zaala anyị ajụjụ ndị a nakwa ajụjụ ndị ọzọ. Ị chọọ ịmata azịza ndị ahụ, gaa n’adres Ịntanet anyị bụ́ jw.org/ig. E nwere ọtụtụ ihe ga-enyere ndị mmadụ aka ịmụ Baịbụl n’ebe ahụ.

Ị ga-ahụkwa ihe ndị ọzọ, dị ka, isiokwu dị iche iche, ihe a na-egere egere, vidio, ajụjụ ọnụ a gbara ndị mmadụ, akwụkwọ dị iche iche nakwa Baịbụl na ya. A gaghị ana gị ego ọ bụla maka ha.