TETA! Nke 1 n'Afọ 2024 | Gịnị Mere Nkwanye Ùgwù Ji Ala n’Ike n’Ike?
Ọtụtụ ndị anaghịzi akwanyere ndị ọzọ ùgwù. N’ihi ya, ọ na-ejukarị ndị mmadụ anya ma ha hụ ebe mmadụ kwanyeere onye ọzọ ùgwù.
Dị ka ihe atụ, ọtụtụ ndị anaghị akwanyechara ndị mụrụ ha, ndị agadi, ndị uwe ojii, ndị were ha n’ọrụ, nakwa ndị nkụzi ha ùgwù. Ndị mmadụ na-akparịkarị ndị ọzọ n’ebe ndị a na-ezirịta ozi n’Ịntanet. Otu isiokwu gbara na magazin a na-akpọ Harvard Business Review kwuru na otú ndị mmadụ si akparị ndị ọzọ “na-akakwu njọ n’eziokwu.” O kwukwara na ndị mmadụ ‘na-ekwu na nkwanye ùgwù na-ala ka naị.’
Gịnị Mere Ọtụtụ Ndị Anaghịzi Akwanyere Ndị Ọzọ Ùgwù?
Chọpụta ihe mere ịkwanyere ndị ọzọ ùgwù ji dị mkpa nakwa ihe ị ga-eme iji na-akwanyere ndị ọzọ ùgwù.
Gịnị Mere Ọtụtụ Ndị Anaghịzi Akwanyere Ndụ Ùgwù?
Ị ga-amụta ihe Baịbụl kwuru gbasara otú anyị ga-esi gosi na anyị na-akwanyere ndụ anyị na ndụ ndị ọzọ ùgwù.
Gịnị Mere Ọtụtụ Ndị Anaghịzi Akwanyere Ndị Ezinụlọ Ha Ùgwù?
Ezinụlọ ọ bụla ga na-enwekwu obi ụtọ ma ọ bụrụ na onye ọ bụla nọ n’ezinụlọ na-akwanyere ibe ya ùgwù.
Gịnị Mere Ọtụtụ Ndị Anaghịzi Akwanyere Onwe Ha Ùgwù?
Baịbụl nwere ike inyere ndị mmadụ aka ịna-akwanyere onwe ha ùgwù na ime ka ndụ ha ka mma, nke na-eme ka ha jiri onwe ha kpọrọ ihe.
Gịnị Mere Nkwanye Ùgwù Ji Ala n’Ike n’Ike?
Gụọ isiokwu dị iche iche kwuru gbasara nkwanye ùgwù na ihe Ndịàmà Jehova na-eme iji nyere ndị ọzọ aka ịkwanyere ibe ha ùgwù.