Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka

Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka

Mmadụ ọ̀ nwụnahụrụ gị?

  • Gaa na jw.org/ig. Denye “ihe ga-enyere ndị mmadụ nwụnahụrụ aka” n’ebe a na-achọ ihe.

Ihe ọ̀ na-esiri gị ike?

  • Gaa na jw.org/ig. Denye “emefula ego aghara aghara” n’ebe a na-achọ ihe.

Ò nwetụla mgbe ị jụrụ, sị, ‘Oleedị uru ndụ m dị bara?’

  • Gaa na jw.org/ig. Denye “ànọ m ndụ eme gịnị?” n’ebe a na-achọ ihe.

Ị̀ na-arịa ọrịa na-anaghị ala ala?

  • Gaa na jw.org/ig. Denye “otú ezinụlọ si edi ọrịa na-anaghị ala ala” n’ebe a na-achọ ihe.

Onye ọ bụla nọ n’ezinụlọ ga-esi na Baịbụl nweta ezigbo ndụmọdụ ga-enyere ya aka ịna-ebi ezigbo ndụ. Ihe ndị e dere na ya ga-enyere mmadụ aka ịna-eche echiche nke ọma na ịna-eme mkpebi dị mma.​—ILU 1:1-4.

Gbalịa leba anya n’ihe dị na Baịbụl. Leekwa vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị?