Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Lee Ihe Ndị A Chọpụtara

Lee Ihe Ndị A Chọpụtara

Teta! a kwuru ihe ụfọdụ gosiri na e kere eluigwe na ụwa eke. Leba ihe ndị ahụ anya ma jiri aka gị kpebie ma è nwere ihe mere anyị kwesịrị iji kwere na e nwere onye kere ihe niile. N’okpuru ebe a, e depụtara aha vidio na aha akwụkwọ ndị ọzọ nwere ike inyere gị aka. Denye aha ha na jw.org ka ị hụ ha:

Gịnị mere ọtụtụ ndị gụrụ akwụkwọ ji kwere na e nwere Onye Okike?

Lee vidio ajụjụ ọnụ ndị dị n’ebe a kpọrọ: Ihe Ndị Mmadụ Kwuru Mere Ha Ji Kwere na Chineke Dị.”

Ozizi evolushọn ò nwere ezigbo ihe ọ gbakwasịrị ụkwụ na ya?

Gụọ isi nke 06 n’akwụkwọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi.

È nwere ezigbo ihe mere mmadụ ga-eji kwere na Chineke?

Lee vidio bụ́ Ihe Ndị Na-eto Eto Ibe Gị Kwuru​—Ikwere na Chineke.

È nwere ezigbo ihe mere mmadụ ga-eji kwere na Baịbụl?

Gụọ isi nke 03 na broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi.