ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Disemba 2024
Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite Febụwarị 3 ruo Mach 2, 2025.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 48
Ihe Anyị Na-amụta n’Ọrụ Ebube Jizọs Rụrụ Nye Ndị Mmadụ Achịcha
Isiokwu a bụ maka izu Febụwarị 3 ruo 9, 2025.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 49
Olee Otú Ị Ga-esi Enweta Ndụ Ebighị Ebi?
Isiokwu a bụ maka izu Febụwarị 10 ruo 16, 2025.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 50
Ndị Nne na Nna, Na-enyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Ha Nwee Okwukwe Siri Ike
Isiokwu a bụ maka izu Febụwarị 17 ruo 23, 2025.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 51
Anya Mmiri Gị Na-ewute Jehova
Isiokwu a bụ maka izu Febụwarị 24 ruo Mach 2, 2025.
AKỤKỌ NDỤ
Akwụsịbeghị M Ịmụta Ihe
Nwanna Joel Adams kọrọ ihe nyeere ya aka iji ọṅụ na-ejere Jehova ozi kemgbe ihe karịrị afọ iri asatọ.
Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
Olee ndị bụ́ “ndị mmụọ ozi Chineke họọrọ” e kwuru okwu ha na 1 Timoti 5:21?
Ì Chetara?
Ị̀ gụọla Ụlọ Nche ndị e bipụtara n’afọ a nke ọma? Lee ma è nwere nke ị ga-echeta.
Ndị Na-erubere Jehova Isi Na-emezu Nkwa Ha Kwere Ya
Olee ihe ndị anyị nwere ike ịmụta n’akụkọ Jefta na ada ya?