Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2016

Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2016

E gosiri Ụlọ Nche isiokwu nke ọ bụla pụtara na ya n’ebe a

AJỤJỤ NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ

  • Gịnị bụ “okwu Chineke”? (Hib. 4:12), Septemba

  • Gịnị mere e ji katọọ Jizọs maka ịkwọ aka? (Mak 7:5), Ọgọst

  • Igosi obi ụtọ mgbe a nabatara onye a chụrụ n’ọgbakọ, Mee

  • Inye ndị ọrụ gọọmentị onyinye ma ọ bụ ego mmiri oyi, Mee

  • Nwoke jí mpi ink odeakwụkwọ na ndị ikom isii jí ngwá ọgụ (Ezik. 9:2), Jun

  • Olee mgbe Babịlọn Ukwu dọọrọ ndị Chineke n’agha? Mach

  • Osisi abụọ e jikọtara ka ha bụrụ otu (Ezik. 37), Julaị

  • Ọdọ mmiri Betzeta ‘na-eme ụṅara’ (Jọn 5:7), Mee

  • Setan ọ̀ kpọọrọ Jizọs gaa n’ụlọ nsọ? (Mat. 4:5; Luk 4:9), Mach

AKỤKỌ NDỤ

  • Aghọrọ M “Ihe Niile n’Ebe Ụdị Mmadụ Niile Nọ” (D. Hopkinson), Disemba

  • Jehova Mere Ka Ozi M Jeere Ya Gaa Nke Ọma (C. Robison), Febụwarị

  • M Gbara Mbọ Ṅomie Ndị Ji Ofufe Chineke Kpọrọ Ihe (T. McLain), Ọktoba

  • Otú Inye Ihe Si Mee Ka M Nwee Obi Ụtọ (R. Parkin), Ọgọst

  • Otú M Si Mụta Eziokwu Dị na Baịbụl n’Agbanyeghị na Enweghị M Aka (B. Merten), Nke 6

  • Otú Ndị Bụ́bu Ndị Sista Si Ghọọ Ezigbo Ụmụnna Nwaanyị (F. and A. Fernández), Eprel

BAỊBỤL

  • Isiakwụkwọ na Amaokwu, Nke 2

  • Lefèvre d’Étaples (onye nsụgharị), Nke 6

  • Otú Baịbụl Si Dịgide, Nke 4

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

  • Mbọ M Gbara Kụrụ Afọ n’Ala Ọtụtụ Ugboro (J. Mutke), Nke 4

  • Mee Ka Obi Ruo M Ala Naanị Otu Afọ (A. Broggio), Nke 1

  • M Na-akwanyeziri Ụmụ Nwaanyị Ùgwù (J. Ehrenbogen), Nke 3

  • M Na-ewebu Iwe Ọkụ, Na-alụkwa Ọgụ (A. De la Fuente), Nke 5

ISIOKWU NDỊ A NA-AMỤ AMỤ

  • ‘Akụdakwala Aka’ Septemba

  • “Anyị Ga-eso Unu,” Jenụwarị

  • Anyị na Chineke Ịrụkọ Ọrụ Na-eme Anyị Obi Ụtọ, Jenụwarị

  • Baịbụl Ọ̀ Ka Na-agbanwe Ndụ Gị? Mee

  • Chineke Haziri Ndị Ya Otú Akwụkwọ Nsọ Kwuru, Nọvemba

  • Ekwela Ka Ihe Ndị Ọzọ Na-emejọ Mee Ka Ị Sụọ Ngọngọ, Jun

  • Etinyela Aka na Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị n’Ụwa A Na-adịghị n’Otu, Eprel

  • “Gaanụ Mee Ndị Mba Niile Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ M” Mee

  • Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị ‘Ịna-eche Nche’? Julaị

  • Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Ịna-ezukọ Maka Ife Chineke? Eprel

  • Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ na Jehova Na-akpụzi Anyị, Jun

  • Ha Si n’Okpukpe Ụgha Pụta, Nọvemba

  • Ì Ji Okwu Chineke Bụ́ Baịbụl Kpọrọ Ihe? Nọvemba

  • Ikwesị Ntụkwasị Obi Ga-eme Ka Chineke Gọzie Anyị, Eprel

  • Ị̀ Ghọtara Ihe Mere I Ji Kwesị Ịna-azụ Ndị Ọzọ? Ọgọst

  • Ị̀ Ghọtara na I Kwesịrị Ịna-emekwu Nke Ọma n’Ọgbakọ? Ọgọst

  • Ị̀ Na-ekwe Ka Jehova Kpụzie Gị? Jun

  • “Ịtụkwasị Uche na Mmụọ Nsọ Pụtara Ndụ na Udo,” Disemba

  • “Jehova Bụ́ Chineke Anyị Bụ Otu Jehova,” Jun

  • Jehova Kpọrọ Ya “Enyi M,” Febụwarị

  • Jehova Na-akwụ Ndị Na-achọsi Ya Ike Ụgwọ Ọrụ, Disemba

  • Jehova Na-edu Ndị Ya n’Ụzọ nke Ndụ, Mach

  • Jiri Ịhụnanya Na-edozi Nghọtahie, Mee

  • Jiri Obi Gị Niile Na-akwado Jehova, Febụwarị

  • “Ka Ntachi Obi Rụzuo Ọrụ Ya,” Eprel

  • Kpebisienụ Ike na ‘Ịhụnanya Ụmụnna Unu Ga-adịgide’ Jenụwarị

  • Mee Ka Okwukwe Gị Na-esi Ike Mgbe Ị Nọ n’Ọgbakọ Na-eji Asụsụ Mba Ọzọ Amụ Ihe, Ọktoba

  • Mee Ka Okwukwe I Nwere n’Ihe Ị Na-ele Anya Ya Sie Ike, Ọktoba

  • Mmụọ Nsọ Na-agbara Mmụọ Anyị Àmà, Jenụwarị

  • Mụta Ihe n’Aka Ndị Ji Obi Ha Niile Kwado Jehova, Febụwarị

  • Na-achọ Alaeze Chineke, Ọ Bụghị Ihe Onwunwe, Julaị

  • “Na-agbanụ Ibe Unu Ume Kwa Ụbọchị,” Nọvemba

  • Na-agbasi Mgba Ike Ka Jehova Gọzie Gị, Septemba

  • Na-atụkwasị Jehova Nchegbu Gị Niile, Disemba

  • Na-ekwusa Ozi Ọma Gbasara Obiọma Chineke nke Na-erughịrị Mmadụ, Julaị

  • Na-eṅomi Ndị Ha na Jehova Bụ Ezigbo Enyi, Febụwarị

  • Na-erite Uru n’Ihe Niile Jehova Na-enye Anyị, Mee

  • Ndị A Kpọpụtara n’Ọchịchịrị, Nọvemba

  • Ndị Na-eto Eto, Meenụ Ka Okwukwe Unu Sie Ike, Septemba

  • Ndị Na-eto Eto—Olee Otú Unu Ga-esi Akwadebe Maka Ime Baptizim? Mach

  • Ndị Na-eto Eto—Ùnu Chọrọ Ime Baptizim? Mach

  • Ndị Nne na Nna, Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Okwukwe Ha Sie Ike, Septemba

  • Nwee Okwukwe ná Nkwa Ndị Jehova Kwere, Ọktoba

  • Obi Dị Anyị Ụtọ na Chineke Na-egosi Anyị Obiọma Ya Na-erughịrị Mmadụ, Julaị

  • Obi Ụtọ Maka ‘Onyinye Chineke Na-enye n’Efu’ Jenụwarị

  • Olee Otú I Si Eme Mkpebi? Mee

  • Olee Otú Ị Ga-esi Mee Ka Ọgbakọ Na-adị n’Otu? Mach

  • Otú Di na Nwunye Bụ́ Ndị Kraịst Ga-esi Na-ebi n’Udo, Ọgọst

  • Otú E Si Malite Alụmdi na Nwunye na Ihe Mere E Ji Malite Ya, Ọgọst

  • Unu Echefula Imere Ndị Bịara Abịa Ihe Ọma, Ọktoba

  • Unu Si ná Mmehie Pụọ n’Ihi Obiọma Na-erughịrị Mmadụ, Disemba

  • Ụdị Uwe Ị Na-eyi Ọ̀ Na-eme Ka E Too Chineke? Septemba

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ

  • “Achọrọ M Iso Ya Laa” (Ribeka), Nke 3

  • Akụkọ Devid na Golayat, Ò Mere Eme n’Eziokwu? Nke 5

  • Ákwà na Ihe E Ji Esiji Ákwà n’Oge Ochie, Nke 3

  • Akwụkwọ Mpịakọta n’Oge Baịbụl, Nke 1

  • Chineke Ọ̀ Na-aza Ekpere Niile? Nke 6

  • E Mee Ngwa Ngwa, E Meghara Ọdachi, Nke 2

  • Gịnị Bụ Alaeze Chineke? Nke 5

  • Gịnị Na-eme Anyị ma Anyị Nwụọ? Nke 1

  • Ihe Anyị Na-amụta n’Aka Anụ Ufe, Nke 6

  • Ihe Ị Ga-eme ma Mmadụ Nwụnahụ Gị, Nke 3

  • Ihe Kacha Mkpa I Kwesịrị Ịchọpụta (ihe anyị kweere na ihe Baịbụl kwuru), Nke 4

  • Ihe Ndị Juu Na-eji Maka Ya Ekweta Ka A Gbaa Alụkwaghịm, Nke 4

  • Mmadụ Ò Kwesịrị Inwe Okpukpe Ọ Na-ekpe? Nke 4

  • Mmadụ Ò Nwere Ike Ịkụ Ata n’Ubi Onye Nwe Ya Kụrụ Ọka? Ọktoba

  • Ndị Isi Nchụàjà n’Akwụkwọ Nsọ Grik, Nke 1

  • Okwu Nke Na-eru Mmadụ n’Obi (“nwa m nwaanyị”), Nọvemba

  • Ò Nwere Otú Anyị Kwesịrị Ịnọ Kpee Ekpere? Nke 6

  • Ònye Bụ Ekwensu? Nke 2

  • Ònye Ga-akasili Gị Obi ma Nsogbu Bịara Gị? Nke 5

  • Otú Ndị Rom Hapụruru Ndị Juu Ka Ha Na-ekpebi Ihe na Judia, Ọktoba

  • “Ọ Bụ Jehova Nwe Agha A” (Devid), Nke 5

  • Ọ̀ Bụ Mmadụ Malitere Okpukpe? Nke 4

  • Ọhụụ Ndị E Gosiri Banyere Eluigwe, Nke 6

  • Tigbuo Zọgbuo Ọ̀ Ga-ala Ala n’Ụwa A? Nke 4

JEHOVA

  • Aha, Nke 3

  • “Atụla Egwu. Mụ Onwe M Ga-enyere Gị Aka,” Julaị

  • ‘Ihe Banyere Gị Na-emetụ Jehova n’Obi,’ Jun

JIZỌS KRAỊST

  • Gịnị Mere Jizọs Ji Taa Ahụhụ Ma Nwụọ? Nke 2

  • Nna Josef, Nke 3

  • Otú Pụrụ Iche Jizọs Si Meso Ndị Ekpenta, Nke 4

NDỊÀMÀ JEHOVA

  • Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Gana, Julaị

  • “Ihe M Na-arụpụta Na-eme Ka E Too Jehova” (Jamanị, Agha Ụwa Mbụ), Ọgọst

  • Ime Ihe Jehova Kwuru Na-aba Uru (akụkọ), Septemba

  • “Ndị E Nyere Ọrụ Ahụ” (mgbakọ e mere na Sida Pọịnt, Ohayo, dị́ n’Amerịka), Mee

  • “Ndị Nkwusa Alaeze Nọ́ na Briten—Tetanụ n’Ụra!!” (1937), Nọvemba

  • “Ọrụ A Dị Ukwuu” (onyinye), Nọvemba

NDỤ NA ÀGWÀ NDỊ KRAỊST

  • Àgwà Nke Bara Uru Karịa Dayamọnd (ịkwụwa aka ọtọ), Jun

  • Echegbula Onwe Gị, Nke 1

  • È Kwesịrị Ịna-efe Chineke n’Ebe Nsọ? Nke 2

  • Ihe Anyị Ga-eme Ka Obi Na-eru Anyị Ala, Nke 1

  • Inye Aka n’Ọgbakọ Unu, Mach

  • Ịdị Nwayọọ n’Obi Ga-egosi na Ị Ma Ihe, Disemba

  • Ịgbachitere Ozi Ọma n’Ihu Ndị Ọchịchị, Septemba

  • Ịkwụwa Aka Ọtọ Ọ̀ Bara Uru? Nke 1

  • Jiri Ọṅụ Na-ejere Jehova Ozi, Febụwarị

  • Na-achọ Ihe Bara Uru Karịa Ọlaedo (amamihe Chineke), Ọgọst

  • ‘Na-echekwa Ezi Amamihe,’ Ọktoba

  • Ozi Ọma Gị Ọ̀ Dị Ka Igirigi? Eprel