Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2017
E gosiri Ụlọ Nche isiokwu nke ọ bụla pụtara na ya n’ebe a
AJỤJỤ NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ
Gịnị mere ihe Matiu kọrọ banyere ihe ndị merenụ mgbe Jizọs na-etolite ji dị iche n’ihe Luk kọrọ? Ọgọst
Jehova ‘agaghị ekwe ka a nwaa anyị gabiga ihe anyị pụrụ idi.’ (1Kọr. 10:13), Febụwarị
Onye Kraịst ò kwesịrị inwe ụdị égbè ọ bụla ọ ga-eji na-echebe onwe ya maka ndị ọjọọ? Julaị
Ọ̀ ga-abụrịrị ọkpara ka a ga-esi n’ezinụlọ ya mụta Mesaya? Disemba
Ndị Kraịst lụrụ di na nwunye hà nwere ike ikpebi iji ihe a na-akpọ IUD (intrauterine device) gbochie afọ ime? Disemba
AKỤKỌ NDỤ
A Hapụrụ M Ihe Niile Soro Kraịst (F. Fajardo), Disemba
Anyị Hụrụ Ọtụtụ Ụzọ Jehova Si Meere Anyị Obiọma Ya Na-erughịrị Mmadụ (D. Guest), Febụwarị
Jehova Na-agọzi Ndị Na-eme Uche Ya (O. Matthews), Ọktoba
Iso Ndị Maara Ihe Na-eje Ije Abaarala M Uru (W. Samuelson), Mach
Ịda Ogbi Emeghị Ka M Ghara Ịkụziri Ndị Ọzọ Ihe (W. Markin), Mee
Ịtachi Obi n’Ọnwụnwa Mere Ka Jehova Gọzie M (P. Sivulsky), Ọgọst
M Kpebisiri Ike Ịbụ Onye Agha Kraịst (D. Psarras), Eprel
Obi Dị M Ụtọ na Mụ na Ụmụnna Hụrụ Jehova n’Anya Rụkọrọ Ọrụ (D. Sinclair), Septemba
BAỊBỤL
Elias Hutter na Ọmarịcha Baịbụl Ndị Ọ Sụgharịrị n’Asụsụ Hibru, Nke 4
Gịnị Mere E Ji Nwee Baịbụl Dị Iche Iche? Nke 6
Ihe Ọzọ Gosiri na Ihe Ndị A Kọrọ na Baịbụl Bụ Eziokwu (Tatenaị dịrịla ndụ), Nke 3
Mmadụ Ịghọtahie Ihe Baịbụl Kwuru, Ọ̀ Bụ Obere Ihe, Nke 1
Otú Ị Ga-esi Na-agụ Baịbụl Ya Ana-atọ Gị Ụtọ, Nke 1
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
ISIOKWU NDỊ A NA-AMỤ AMỤ
“Amaara M na Ọ Ga-ebili,” Disemba
Echela Echiche Ka Ndị Ụwa, Nọvemba
Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Gbochie Gị Inweta Ihe Ahụ A Na-agbata n’Ọsọ, Nọvemba
Ekwela Ka Ịhụnanya Gị Nyụọ Ka Ọkụ, Mee
‘Enwere M Olileanya n’Ebe Chineke Nọ,’ Disemba
Eziokwu Na-eweta “Ọ Bụghị Udo, Kama Mma Agha,” Ọktoba
Gịnị Mere Ị Ga-eji ‘Too Jaa’? Julaị
Ihe Jehova Bu n’Obi Ga-emezu, Febụwarị
“Ihe I Kwere ná Nkwa, Mezuo Ya,” Eprel
Ihe Mere Anyị Ka Ji Kwesị Ịna-adị Umeala n’Obi, Jenụwarị
Ihe Mgbapụta Bụ ‘Onyinye Zuru Okè’ Nna Anyị nke Eluigwe Nyere Anyị, Febụwarị
Ị̀ Dị Njikere Iji Ndidi Chere? Ọgọst
Ị Ga-adịli Umeala n’Obi ma Mgbe O Siri Ike Ime Otú Ahụ, Jenụwarị
Ị̀ Ga-echebara Ihe Ndị E Dere n’Oge Gara Aga Echiche? Mach
Ị̀ Gbabala n’Ime Jehova? Nọvemba
“Ị̀ Hụrụ M n’Anya Karịa Ihe Ndị A?” Mee
Ị̀ Na-ele Ikpe Ziri Ezi Anya Otú Jehova Si Ele Ya? Eprel
Jehova Na-akasi Anyị Obi ná kpagbu Anyị Niile, Jun
Jehova Na-edu Ndị Ya, Febụwarị
Jiri Amamihe Na-ekpebi Ihe Ị Ga-eme, Mach
Jiri Ikike Chineke Nyere Gị Ịna-ekpebi Ihe Ị Ga-eme Kpọrọ Ihe, Jenụwarị
Jiri Obi Gị Niile Na-efe Jehova, Mach
Jirinụ Ọṅụ Na-abụku Jehova Abụ, Nọvemba
“Ka Anyị Hụ Ụmụnna Anyị n’Anya . . . n’Omume Nakwa n’Eziokwu,” Ọktoba
Ka Obi Gị Dịrị n’Akụ̀ Bara Ezigbo Uru, Jun
‘Ka O Mezuo Ebumnobi Gị Niile,’ Julaị
Lekwasị Anya n’Ihe Dị Ezigbo Mkpa, Jun
Mụta Ịna-ejide Onwe Gị, Septemba
Na-achọ Ezigbo Akụ̀, Julaị
Na-akwado Ọchịchị Jehova, Jun
Na-asọpụrụ Ndị E Kwesịrị Ịsọpụrụ, Mach
Na-enyere “Ndị Mbịarambịa” Aka Ka Ha ‘Jiri Ọṅụ Na-ejere Jehova Ozi,’ Mee
Na-enyere Ụmụ “Ndị Mbịarambịa” Aka, Mee
Na-eṅomi Jehova n’Ikpe Ikpe Ziri Ezi na n’Ime Ebere, Nọvemba
Na-enwe Ọmịiko Ka Jehova, Septemba
Na-ewepụta Onwe Gị Ijere Jehova Ozi Ka E Too Ya, Eprel
Ndị Na-eto Eto ‘Na-emenụ Ihe Ga-ewetara Unu Nzọpụta,’ Disemba
Ndị Nne Na Nna Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Ha “Mara Ihe Iji Nweta Nzọpụta,” Disemba
“Nwee Obi Ike . . . Meekwa Ihe,” Septemba
“Nyefee Ya n’Aka Ndị Kwesịrị Ntụkwasị Obi,” Jenụwarị
“Okwu Chineke Anyị Ga-adịgide Ruo Mgbe Ebighị Ebi,” Septemba
“Okwu Chineke . . . Na-akpa Ike,” Septemba
Olee Ihe Na-agaghịzi Adị Mgbe Alaeze Chineke Ga-abịa? Eprel
‘Onyeikpe Ụwa Dum’ Na-eme Ihe Ziri Ezi Mgbe Niile, Eprel
Ònye Na-eduzi Ndị Chineke Taa? Febụwarị
Otú Anyị Ga-esi Yipụ Mmadụ Ochie Ahụ, Gharakwa Iyiri Ya Ọzọ, Ọgọst
“Soronụ Ndị Na-akwa Ákwá Kwaa Ákwá,” Julaị
“Tụkwasị Jehova Obi, Na-emekwa Ihe Ọma,” Jenụwarị
“Udo nke Chineke . . . Karịrị Echiche Niile,” Ọgọst
Uru Ọhụụ Zekaraya Baara Anyị, Ọktoba
Ụgbọ Ịnyịnya na Okpueze Ga-echebe Gị, Ọktoba
Yirinụ Ịdị Nwayọọ na Ogologo Ntachi Obi Ka Uwe, Ọgọst
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ
Ahụhụ, Nke 1
A Hụrụ Aha Dị na Baịbụl n’Iberibe Ite Ndị Mgbe Ochie, Mach
Ànyị bi “n’oge ikpeazụ”? Nke 2
Chineke Kpọrọ Ya “Nne Ndị Eze” (Sera), Nke 5
È Kwesịrị Ịkpọ Ndị Ahụ Na-ere Anụmanụ n’Ụlọ Nsọ Dị na Jeruselem “Ndị Na-apụnara Mmadụ Ihe”? Jun
È nwere mgbe a ga-enwe ikpe ziri ezi n’ụwa? Nke 3
Gịnị bụ Amagedọn? Nke 6
Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ndụ na Ọnwụ, Nke 4
Ikwu na Ụwa Ga-aghọọ Paradaịs, Ọ̀ Bụ Ịmụ Anya Arọ Nrọ? Nke 4
Ile Naanị Otú Mmadụ Dị, Jun
Ihe Pọl Onyeozi Kwuru Ka Ndị Na-Akwọ Ụgbọ Mmiri Ha Nọ na Ya Ghara Ịkwọrọ Ya Gawa (Ọrụ 27), Nke 5
“Ị Bụ Nwaanyị Mara Mma” (Sera), Nke 3
Josef Onye Arimatia, Ọktoba
“Ka Ezi Uche Gị Bụrụ Ihe A Gọziri Agọzi!” (Abigel), Jun
Mgbe Onye Ezinụlọ Gị Na-arịa Ọrịa Ga-egbu Ya, Nke 4
Mkpụrụ Akwụkwọ Hibru Kacha Nta, Nke 4
Nchegbu, Nke 4
Ndị Na-agba Ịnyịnya Anọ, Nke 3
Ndị Mmụọ Ozi Hà Dị Adị n’Eziokwu? Nke 5
Olee Ihe Ndị Juu Na-eme nke Mere Jizọs Ji Kwuo na Ịṅụ Iyi Adịghị Mma? Ọktoba
Olee Otú E Si Esi Otu Ebe Ewere Ọkụ Aga Ebe Ọzọ n’Oge Ochie? Jenụwarị
“O Mere Ihe Dị Chineke Ezi Mma” (Inọk), Nke 1
Ò Nwere Mgbe Udo Ga-adị Ebe Niile n’Ụwa? Nke 5
Onyinye Kacha Onyinye Niile, Nke 6
Otú Geyọs Si Nyere Ụmụnna Ya Aka, Mee
Otú Ụfọdụ Ndị Ohu Si Nwere Onwe Ha n’Oge Ochie na n’Oge A, Nke 2
JEHOVA
JIZỌS KRAỊST
NDỊÀMÀ JEHOVA
‘Anyị Malitere Ịnụkwu Ọkụ n’Obi, Hụkwuokwa Jehova n’Anya’ (mgbakọ e nwere n’afọ 1922), Mee
“Chineke “Ga-agọzi” Onye Na-emesapụ Aka” (onyinye), Nọvemba
Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Tọki, Julaị
Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha (ụmụnna nwaanyị na-alụghị di), Jenụwarị
Obi Ụtọ Mmadụ Ga-enwe ma Ọ Hapụ Ibi Ndụ Okomoko, Mee
“Olee Mgbe Anyị Ga-enwe Mgbakọ Ọzọ?” (Meksiko), Ọgọst
Otu Ihe Ọma Onye Kraịst Mere, Ọktoba
Ọgbakọ Ọhụrụ Gị Mara Gị Ahụ́, Nọvemba
‘Ụzọ Ọjọọ ma Ọ Bụ Ụzọ Dị Anya Anaghị Egbochi Ndịàmà Jehova’ (Ọstrelia), Febụwarị
NDỤ NA ÀGWÀ NDỊ KRAỊST
Baịbụl Ò Kwuru na Ndị Wepụtara Onwe Ha Ijere Chineke Ozi Agaghị Alụ Di ma Ọ Bụ Nwunye? Nke 2
Ihe Ị Ga-eme, Ka Gị na Enyi Gị Ghara Itisa, Mach
Ị̀ Ga-edozi Esemokwu, Meekwa Ka Udo Dị, Jun
Ịhụnanya Bụ Àgwà Bara Ezigbo Uru, Ọgọst
Na-enye Ihe Ka Ị Na-enwe Obi Ụtọ, Nke 2
Ndị Kraịst, Hà Kwesịrị Ịna-agba Krismas? Nke 6
Otú E Kwesịrị Isi Na-ele Mmejọ Anya, Nke 6
Otú Ị Ga-esi Emeri n’Ọgụ A Na-alụso Uche Gị, Julaị