ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Disemba 2023
Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Febụwarị 5 ruo Mach 3, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 50
Inwe Okwukwe na Ime Ihe Dị Mma Nwere Ike Ime Ka Anyị Bụrụ Ndị Ezi Omume
Isiokwu a bụ maka izu Febụwarị 5 ruo 11, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 51
Olileanya I Nwere Maka Ọdịnihu Agaghị Emenye Gị Ihere
Isiokwu a bụ maka izu Febụwarị 12 ruo 18, 2024.
Na-ele Mmanya Na-aba n’Anya Anya Otú Chineke Si Ele Ya
Ụfọdụ ndị nwere ike ikpebi ịṅụ mmanya na-aba n’anya, ndị ọzọ ekpebie na ha agaghị aṅụ. Gịnị ga-enyere Onye Kraịst aka izere nsogbu ịṅụ mmanya na-akpata?
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 52
Ụmụnna Nwaanyị Na-eto Eto, Gbalịanụ Bụrụ Ndị Kraịst Tozuru Etozu
Isiokwu a bụ maka izu Febụwarị 19 ruo 25, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 53
Ụmụnna Nwoke Na-eto Eto, Gbalịanụ Bụrụ Ndị Kraịst Tozuru Etozu
Isiokwu a bụ maka izu Febụwarị 26 ruo Mach 3, 2024.
Ì Chetara?
Ị̀ gụọla Ụlọ Nche ndị e bipụtara n’afọ a nke ọma? Lee ma è nwere nke ị ga-echeta.
Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche na Teta! n’Afọ 2023
Ihe ndị dị ebe a bụ isiokwu niile e bipụtara n’Ụlọ Nche na Teta! n’afọ 2023.
Akụkọ Mere Eme
Olee otú otu nwanna nwaanyị si nweere ndị ọzọ ọmịiko mgbe ọ na-achọ ụzọ ọ ga-esi zie ha ozi ọma?