Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche na Teta! n’Afọ 2023
E gosiri Ụlọ Nche na Teta! isiokwu nke ọ bụla pụtara na ya n’ebe a
ỤLỌ NCHE NKE A NA-AMỤ AMỤ
NDỤ NA ÀGWÀ NDỊ KRAỊST
Ha Hụrụ Otú Ụmụnna Si Hụ Ha n’Anya, Febụwarị
Mgbe Di Gị Ma Ọ Bụ Nwunye Gị Na-ele Ndị Gba Ọtọ, Ọgọst
Na-ele Mmanya Anya Otú Chineke Si Ele Ya, Disemba
Ị̀ MAARA?
Olee otú brik ndị a hụrụ na Babịlọn oge ochie nakwa otú e si akpụ brik n’ebe ahụ si gosi na ihe Baịbụl kwuru bụ eziokwu? Julaị
NDỊÀMÀ JEHOVA
1923—Ihe Ndị Mere Otu Narị Afọ Gara Aga, Ọktoba
Hulda Nwetara Ihe Ọ Chọrọ, Nọvemba
Inwere Ụdị Mmadụ Niile Ọmịiko, Disemba
AKỤKỌ NDỤ
Ahụrụ M Otú Ụmụnna Nwere Okwukwe Si Na-eme Nke Ọma (R. Landis), Febụwarị
Ihe Ndị Tụrụ Anyị n’Anya na Ihe Ndị Anyị Mụtara n’Ife Jehova (R. Kesk), Jun
Inwe Mmasị n’Ebe Ndị Mmadụ Nọ Na-aba Ezigbo Uru (R. Reid), Julaị
Ịtụkwasị Jehova Obi Chebere M (I. Itajobi), Nọvemba
AJỤJỤ NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ
Gịnị mere nwoke a kpọrọ “Enyi m” ji sị na ‘ọ ga-aghọ ya ahịa’ ma ọ lụọ Rut? (Rut 4:1, 6), Mach
Mgbe a mụchara Jizọs, gịnị mere Josef na Meri ji nọrọwa na Betlehem? Jun
N’oge ụmụ Izrel nọ n’ala ịkpa, è nwere ihe ọzọ ha riri ma e wepụ mana na nnụnụ kwel? Ọktoba
Olee otú e si kọwakwuo ihe anyị kweere gbasara ido aha Jehova nsọ na igosi na ọ bụ ya kwesịrị ịchị? Ọgọst
ISIOKWU NDỊ A NA-AMỤ AMỤ
Akwụsịla Ịga Ije ‘n’Ụzọ Dị Nsọ,’ Mee
Buru Ihe Ndị I Kwesịrị Iburu, Tụfuo Ndị nke Ọzọ, Ọgọst
Dịrị Nwayọọ Iji Gosi na Ị Dị Ike, Septemba
Ekwela Ka “Ọkụ nke Jaa” Nyụọ, Mee
‘Gbanweenụ Otú Unu Si Eche Echiche,’ Jenụwarị
Ghọta Okwu Chineke Nke Ọma, Ọktoba
Gịnị Ka Anyị Nwere Ike Ịmụta n’Ọrụ Ebube Ndị Jizọs Rụrụ? Eprel
Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Na-atụ Egwu Jehova? Jun
Gịnị Mere Ị Ga-eji Mee Baptizim? Mach
“Guzosienụ Ike, Kwụrụnụ Chịm,” Julaị
Ihe Anyị Ga-amụta n’Akwụkwọ Ozi Abụọ Pita Dere, Septemba
Ihe Baịbụl Na-akụziri Anyị Gbasara Onye E Dere Uche Ya na Ya, Febụwarị
Ì Jikerela Maka Oké Mkpagbu? Julaị
Inwe Okwukwe na Ime Ihe Dị Mma Nwere Ike Ime Ka Anyị Bụrụ Ndị Ezi Omume, Disemba
“Ịhụnanya Kraịst Na-akpa Ike n’Ahụ́ Anyị,” Jenụwarị
Ị Ga-emeli Ihe Ndị I Kpebiri Ime n’Ofufe Jehova, Mee
Ị̀ ‘Na-eji Obi Gị Niile Erube Isi’? Ọktoba
Jehova Ga-enyere Gị Aka ma Nsogbu Ndị Ị Na-atụghị Anya Ha Bịara Gị, Eprel
Jehova Na-agọzi Mbọ Anyị Na-agba Ịga Ncheta Ọnwụ Jizọs, Jenụwarị
Jehova Na-eme Ka Ihe Anyị Na-eme Na-aga Nke Ọma, Jenụwarị
Jehova Ọ̀ Ga-aza Ekpere M? Nọvemba
Jikere Maka Ụbọchị Jehova, Jun
Jiri Ihe Ndị E Kere Eke Na-akụziri Ụmụ Gị Gbasara Jehova, Mach
Jiri Ihe Ọma Meere Gị Ife Jehova n’Ụlọ Nsọ Ihe Atụ Ya Kpọrọ Ihe, Ọktoba
Jiri Ndụ Chineke Nyere Anyị Kpọrọ Ihe, Febụwarị
Ka Anyị Na-agba Ibe Anyị Ume n’Ọmụmụ Ihe, Eprel
Ka Obi Sie Gị Ike na Jehova Ga-enyere Gị Aka Mgbe Ihe Siiri Gị Ike, Nọvemba
Mee Ka Baịbụl Ị Na-agụ Na-abakwuru Gị Uru, Febụwarị
“Mmadụ Niile Ga-eji Ya Mata na Unu Bụ Ndị Na-eso Ụzọ M,” Mach
Mụta Ihe n’Aka Daniel, Ọgọst
Mụta Ihe n’Amụma Ndị E Dere na Baịbụl, Ọgọst
Na-agba Mbọ Ka Ịtụ Egwu Chineke Na-abara Gị Uru, Jun
Na-ahụkwu Jehova na Ndị Ọzọ n’Anya, Julaị
“Na-echenụ Echiche Nke Ọma, Na-echekwanụ Nche,” Febụwarị
Na-ele Ihe Anya Otú Kwesịrị Ekwesị Ka Jehova, Julaị
Na-enwe Ndidi, Ọgọst
Ndị Na-eto Eto, Olee Ụdị Ndụ Unu Chọrọ Ibi? Septemba
Ndị Okenye, Mụtanụ Ihe n’Aka Gidiọn, Jun
Nọsie Ike n’Ozi Chineke Otú Pita Mere, Septemba
“Nwanne Gị Nwoke Ga-ebili,” Eprel
Obi Sie Gị Ike na ‘Okwu Chineke Bụ Eziokwu,’ Jenụwarị
Olee Otú Anyị Ga-esi Kwetasie Ike na Ụwa Ọhụrụ Jehova Kwere Anyị ná Nkwa Ga-abịa? Eprel
Olileanya I Nwere Maka Ọdịnihu Agaghị Emenye Gị Ihere, Disemba
Otú Anyị Ga-esi Mee Ka Ekpere Anyị Na-akakwu Mma, Mee
Otú Anyị Ga-esi Na-ahụkwu Ụmụnna Anyị n’Anya, Nọvemba
Otú Ị Ga-esi Jikere Ime Baptizim, Mach
Otú Jehova Si Aza Ekpere Anyị, Mee
Otú Jehova Si Mee Ka Obi Sie Anyị Ike na Ụwa Ga-aghọ Paradaịs, Nọvemba
“Ọ Ga-eme Ka Unu Sie Ike,” Ọktoba
Si n’Ihe Ndị Jehova Kere Mụtakwuo Gbasara Ya, Mach
Tụkwasị Jehova Obi Ka Samsịn, Septemba
Ụmụnna Nwaanyị Na-eto Eto, Gbalịanụ Bụrụ Ndị Kraịst Tozuru Etozu, Disemba
Ụmụnna Nwoke Na-eto Eto, Gbalịanụ Bụrụ Ndị Kraịst Tozuru Etozu, Disemba
IHE NDỊ I NWERE IKE ỊMỤ
Akụkọ Ndụ Ụmụnna Anyị, Jenụwarị
Bute “Abụ E Ji Eto Chineke” n’Isi (jw.org), Nọvemba
Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịma Ihe Ọhụrụ Ndị A Gbanwere n’Otú Anyị Si Ghọta Ihe Ụfọdụ (Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ ma ọ bụ Watch Tower Publications Index), Ọktoba
Ihe Ị Ga-eji “Ihe Ọhụrụ Ndị E Nwere” Eme (JW Library® na jw.org), Mach
Ihe Ndị Anyị Ji Eme Nchọnchọ n’Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N’ỊNTANET™, Mee
Ihe Ndị E Ji Akụziri Ụmụaka Baịbụl (jw.org), Septemba
Isiokwu Ndị Ọzọ Na-agba n’Ụlọ Nche (JW Library®), Jun
Ịchọta Isiokwu Ndị Gbara n’Isimbido JW.ORG, Febụwarị
Kpebie Ihe Ndị Ka Mkpa Ị Ga-amụ, Julaị
Mụtakwuo Gbasara Àgwà Ndị Magburu Onwe Ha Jehova Nwere (Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ), Ọgọst
Otú E Si Kọwaa Amaokwu Baịbụl Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ Ọ̀ Na-abara Gị Uru? Eprel
ỤLỌ NCHE ỌHANEZE
Ndị Isi Na-akpakọchaghị Ọnụ, Olee Otú Baịbụl Ga-esi Nyere Ha Aka? Nke 1
TETA!
Ụwa Anyị A Ọ̀ Ga-adịgide? Ihe Mere Obi Ga-eji Esi Anyị Ike, Nke 1