ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Jenụwarị 2024
Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Mach 4 ruo n’Eprel 7, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 1
Ụjọ Tụwa Gị, Tụkwasị Jehova Obi
Isiokwu a bụ maka izu Mach 4 ruo 10, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 2
Ì Jikerela Maka Ụbọchị Kacha Mkpa n’Afọ?
Isiokwu a bụ maka izu Mach 11 ruo 17, 2024.
Ị̀ Na-emeso Ụmụ Nwaanyị Otú Jehova Si Emeso Ha?
N’agbanyeghị ebe nwanna nwoke toro, o nwere ike ịmụta ịhụ ụmụnna nwaanyị n’anya na ịkwanyere ha ùgwù otú Jehova na-eme.
Ị̀ Maara?
Olee ụdị ụgbọ ịnyịnya nwoke onye Etiopia bụ́ nnukwu mmadụ nọ na-agba mgbe Filip bịakwutere ya?
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 3
Jehova Ga-enyere Gị Aka n’Oge Ihe Siiri Gị Ike
Isiokwu a bụ maka izu Mach 25 ruo 31, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 4
Ihe Banyere Gị Na-emetụ Jehova n’Obi
Isiokwu a bụ maka izu Eprel 1 ruo 7, 2024.