ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Eprel 2016

Ihe dị́ n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Mee 30 ruo Jun 26, 2016.

Ikwesị Ntụkwasị Obi Ga-eme Ka Chineke Gọzie Anyị

Olee ihe Ndị Kraịst ga-amụta n’ihe Baịbụl kọrọ banyere Jefta na ada ya?

“Ka Ntachi Obi Rụzuo Ọrụ Ya”

Olee ihe dị́ ezigbo mkpa mgbe ọnwụnwa bịaara gị? Olee ndị otú ha si tachie obi ga-eme ka i nwee ike ịtachi obi?

Ozi Ọma Gị Ọ̀ Dị Ka Igirigi?

Olee otú ozi ọma ị na-ekwusa ga-esi dị́ ka igirigi na-ada nwayọọ nwayọọ, na-eme ka ahụ́ ruo ndị mmadụ ala, na-emekwa ka ihe a kụrụ akụ dị́ ndụ?

Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Ịna-ezukọ Maka Ife Chineke?

Ọmụmụ ihe ị na-aga gbasara gị na ndị ọzọ, gbasakwa Jehova. Ị̀ ghọtara ihe mere o ji bụrụ otú ahụ?

Etinyela Aka na Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị n’Ụwa A Na-adịghị n’Otu

E nwere ihe anọ ga-eme ka ị mara ihe ị ga-eme ma e nyewe gị nsogbu ka i tinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị.

AKỤKỌ NDỤ

Otú Ndị Bụ́bu Ndị Sista Si Ghọọ Ezigbo Ụmụnna Nwaanyị

Gịnị mere ha ji hapụ ebe ahụ ndị sista na-ebi, kwụsịkwa ịga Chọọchị Katọlik?