ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Eprel 2024

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Jun 10 ruo Julaị 7, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 14

‘Jisie Ike Na-eme Nke Ọma Ruo Mgbe I Tozuru Etozu’

Isiokwu a bụ maka izu Jun 10 ruo 16, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 15

Tụkwasịkwuo Nzukọ Jehova Obi

Isiokwu a bụ maka izu Jun 17 ruo 23, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 16

Otú Ị Ga-esi Na-enwekwu Ọṅụ n’Ozi Gị

Isiokwu a bụ maka izu Jun 24 ruo 30, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 17

Ahapụkwala Paradaịs Ihe Atụ

Isiokwu a bụ maka izu Julaị 1 ruo 7, 2024.

AKỤKỌ NDỤ

Ebe M Na-adịghị Ike Emeela Ka A Hụkwuo Ike Chineke

Nwanna Erkki Mäkelä kọwara otú Jehova si nyere ya aka imeri nsogbu ndị bịaara ya n’oge ọ na-eje ozi oge niile, ma n’oge o jere ozi ala ọzọ na Kolombia ebe ndị agha ọlụọ ọgbalaga na-akpa ike.

Ị̀ Maara?

Gịnị mere ndị na-abụghị ndị Izrel ji soro ná ndị agha Eze Devid?