ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Jenụwarị 2020

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Mach 2 ruo n’Eprel 5, 2020.

‘Ya Mere, Gaanụ Mee Ndị Na-eso Ụzọ’

Isiokwu afọ 2020 ga-enyere anyị aka iche otú anyị ga-esi na-emekwu nke ọma n’ime ka ndị mmadụ bụrụ ndị na-eso ụzọ Jizọs.

Ị Ga-enyeliri Ndị Ọzọ Aka, Mee Ka Ha Dị Ike

Lee ihe atọ ga-eme ka ị na-akasi ndị ọzọ obi ma na-enyere ha aka.

Jehova Bụ́ Chineke Gị Ji Gị Kpọrọ Ihe

Ọ bụrụ na ọrịa, ihe isi ike, ma ọ bụ nká emee ka anyị daa mbà, ka obi sie anyị ike na o nweghị ihe ga-ekewapụli anyị n’ịhụnanya Nna anyị nke eluigwe.

”Mmụọ Nsọ n’Onwe Ya So Mmụọ Anyị Na-agba Àmà”

Olee otú mmadụ si amata na e jirila mmụọ nsọ tee ya mmanụ? Olee ihe na-eme ma Chineke họrọ mmadụ ịga eluigwe?

Anyị Ga-eso Unu

Olee otú anyị kwesịrị isi na-ele ndị na-ata achịcha e ji eme Ncheta Ọnwụ Jizọs anya? Ò kwesịrị ịna-echu anyị ụra ma ọ bụrụ na mmadụ ole sịrị na ha bụ ndị e tere mmanụ na-ebukwu ibu?