ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Jenụwarị 2025

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Mach 3 ruo Eprel 6, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 1

Too Jehova

Isiokwu a bụ maka izu Mach 3 ruo 9, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 2

Otú Ndị Di Ga-esi Na-akwanyere Nwunye Ha Ùgwù

Isiokwu a bụ maka izu Mach 10 ruo 16, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 3

Na-eme Mkpebi Ga-eme Jehova Obi Ụtọ

Isiokwu a bụ maka izu Mach 17 ruo 23, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 4

Gịnị Ka Ihe Mgbapụta Na-akụziri Anyị?

Isiokwu a bụ maka izu Mach 24 ruo 30, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 5

Uru Anyị Na-erite Maka na Jehova Hụrụ Anyị n’Anya

Isiokwu a bụ maka izu Mach 31 ruo Eprel 6, 2025.

Ise Ihe Nwere Ike Inyere Gị Aka Icheta Ihe Ị Mụrụ

Ise ihe ndị ị mụtara mgbe ị na-amụ ihe nwere ike inyere gị aka ichetakwu ihe ndị ị mụrụ.