ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Jun 2018

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite n’Ọgọst 6 ruo Septemba 2, 2018.

“Alaeze M Abụghị nke Ụwa A”

Gịnị ka otú Jizọs si lee ọgba aghara ndị e nwere n’oge ya na-akụziri anyị gbasara otú anyịnwa kwesịrị isi ele ndọrọ ndọrọ ọchịchị anya?

Ka Anyị Niile Dịrị n’Otu Otú Jehova na Jizọs Si Dịrị n’Otu

Gịnị ka anyị ga-eme ka ndị Chineke dịrịkwuo n’otu?

Ọ Gaara Enweta Ngọzi Chineke

Ihe Rehoboam, eze Juda mere ga-enyere anyị aka ịghọta ihe Chineke chọrọ n’aka onye ọ bụla n’ime anyị.

Kwe Ka Iwu na Ụkpụrụ Chineke Na-azụ Akọnuche Gị

Chineke nyere anyị ihe nwere ike iduzi anyị, ma anyị kwesịrị ịhụ na ọ na-eduzi anyị ụzọ nke ọma.

“Meenụ Ka Ìhè Unu Na-enwu” Ka E Too Jehova

Olee otú ọzọ anyị ga-esi eme ka ìhè anyị na-enwu?

AKỤKỌ NDỤ

A Kasiri M Obi ná Nsogbu M Niile

E nwere mgbe Edward Bazely nwere nsogbu ezinụlo, mgbe a kpagburu ya n’ihi okpukpe ya, mgbe ihe na-agazighịrị ya, na mgbe ọ dara mbà n’obi.

Ike Ekele Na-akpa

Ekele dị nkenke nwedịrị ike ịbara mmadụ ezigbo uru.

Ì Chetara?

Ì nwere ike ịza ajụjụ ndị a si n’Ụlọ Nche ndị ọhụrụ e bipụtara?