ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Mach 2016
Ihe dị́ n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Mee 2 ruo Mee 29, 2016.
Ì Nwere Ike Inye Aka n’Ọgbakọ Unu?
Ì nwere ike ịna-eme ka onye ozi ala n’ọgbakọ unu?
Ndị Na-eto Eto —Ùnu Chọrọ Ime Baptizim?
Ajụjụ atọ ga-enyere gị aka ikpebi ma ì toruola ime baptizim.
Ì Nwere Ike Inye Aka n’Ọgbakọ Unu?
Ì nwere ike ịna-eme ka onye ozi ala n’ọgbakọ unu?
Ndị Na-eto Eto —Olee Otú Unu Ga-esi Akwadebe Maka Ime Baptizim?
Gịnị ka i ga-eme ma i chee na i rubeghị ime baptizim, ma ọ bụ ndị mụrụ gị echee na i kwesịrị icheretụ?
Ndị Na-eto Eto—Ùnu Chọrọ Ime Baptizim?
Ajụjụ atọ ga-enyere gị aka ikpebi ma ì toruola ime baptizim.
Olee Otú Ị Ga-esi Mee Ka Ọgbakọ Na-adị n’Otu?
Ọhụụ dị ná Mkpughe isi 9 kọwara mkpa ọ dị anyị ịdị n’otu.
Ndị Na-eto Eto—Olee Otú Unu Ga-esi Akwadebe Maka Ime Baptizim?
Gịnị ka i ga-eme ma i chee na i rubeghị ime baptizim, ma ọ bụ ndị mụrụ gị echee na i kwesịrị icheretụ?
Jehova Na-edu Ndị Ya n’Ụzọ nke Ndụ
Olee otú anyị ga-esi gosi na anyị chọrọ ka Jehova na-edu?
Olee Otú Ị Ga-esi Mee Ka Ọgbakọ Na-adị n’Otu?
Ọhụụ dị ná Mkpughe isi 9 kọwara mkpa ọ dị anyị ịdị n’otu.
Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
Olee mgbe Babịlọn Ukwu ahụ dọọrọ ndị Chineke n’agha? Setan ọ̀ kpọọrọ Jizọs gaa n’ụlọ nsọ ka ọ̀ bụ n’ọhụụ ka o gosiri ya ụlọ nsọ ahụ?