ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Nọvemba 2024

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite Jenụwarị 6 ruo Febụwarị 2, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 44

Otú Anyị Ga-esi Edi Mmegbu

Isiokwu a bụ maka izu Jenụwarị 6 ruo 12, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 45

Ihe Anyị Ga-amụta n’Okwu Ikpeazụ Ụmụ Nwoke Kwesịrị Ntụkwasị Obi Kwuru

Isiokwu a bụ maka izu Jenụwarị 13 ruo 19, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 46

Ụmụnna Nwoke, Ùnu Na-agbalịsi Ike Ka Unu Ruo Eruo Ịbụ Ndị Ohu Na-eje Ozi?

Isiokwu a bụ maka izu Jenụwarị 20 ruo 26, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 47

Ụmụnna Nwoke, Ùnu Na-agbalịsi Ike Ka Unu Ruo Eruo Ịbụ Ndị Okenye?

Isiokwu a bụ maka izu Jenụwarị 27 ruo Febụwarị 2, 2025.

AKỤKỌ NDỤ

Jehova Nyere Anyị Ike ma n’Oge Agha ma n’Oge Udo

Nwanna Paul Crudass na Anne nwunye ya kọrọ otú Jehova si kwado ha ma nye ha ike n’oge agha nakwa n’ọnwụnwa ndị ọzọ tara ezigbo akpụ.

Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịna-amụchi Ihe Anya

Ihe dị n’isiokwu a bụ aro anọ ga-enyere gị aka ịna-amụchi ihe anya, ya ana-atọkwa gị ụtọ.

Chọta Ebe Dị Mma Ị Ga-anọ Mụọ Ihe

Lee ihe atọ ga-enyere gị aka ka uche gị na-adị n’ihe ị na-amụ.