ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Ọgọst 2016

Ihe dị́ n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Septemba 26 ruo n’Ọktoba 23, 2016.

AKỤKỌ NDỤ

Otú Inye Ihe Si Mee Ka M Nwee Obi Ụtọ

Otu nwa okorobịa bụ́ onye Ịngland malitere ime ihe mere ka o nwee obi ụtọ, ya aghọọ onye ozi ala ọzọ na Pueto Riko.

Otú e si malite alụmdi na nwunye na ihe mere e ji malite ya

Ọ̀ bụ eziokwu na alụmdi na nwunye bụ onyinye Chineke nyere anyị?

Na-achọ Ihe Bara Uru Karịa Ọlaedo

Mụta ụzọ atọ ndị na-agbasi mbọ ike ịmụtakwu eziokwu Baịbụl si yie ndị na-achọ ọlaedo.

Ị̀ Ghọtara Ihe Mere I Ji Kwesị Ịna-azụ Ndị Ọzọ?

Olee ihe ndị dị́ mkpa i nwere ike inyere ha aka ka ha gbasie mbọ ike mee?

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Gịnị mere ndị iro Jizọs ji katọọ ya maka ihe gbasara ịkwọ aka?

IHE SI N’EBE ANYỊ NA-EDEBE IHE OCHIE

“Ihe M Na-arụpụta Na-eme Ka E Too Jehova”

Ndị Mmụta Baịbụl aghọtachaghị na Ndị Kraịst ekwesịghị iso gaa agha n’Agha Ụwa Mbụ, ma otú ha si na-agba mbọ ime ihe ziri ezi bara ezigbo uru.