ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Ọktoba 2024

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Disemba 9, 2024 ruo Jenụwarị 5, 2025.

1924—Ihe Ndị Mere Otu Narị Afọ Gara Aga

N’afọ 1924, Ndị Mmụta Baịbụl ji obi ike si n’ụzọ dị iche iche kwusaa ozi ọma.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 40

Jehova “Na-akasi Ndị Obi Gbawara Obi”

Isiokwu a bụ maka izu Disemba 9 ruo 15, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 41

Ihe Anyị Ga-amụta n’Ụbọchị Iri Anọ Ikpeazụ Jizọs Nọrọ n’Ụwa

Isiokwu a bụ maka izu Disemba 16 ruo 22, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 42

Na-egosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Ụmụ Nwoke ‘E Ji Nye Anyị Onyinye’

Isiokwu a bụ maka izu Disemba 23 ruo 29, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 43

Otú Ị Ga-esi Kwụsị Inwe Obi Abụọ

Isiokwu a bụ maka izu Disemba 30, 2024 ruo Jenụwarị 5, 2025.

Ị̀ Maara?

Olee otú egwú dịruru mkpa n’Izrel oge ochie?

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Olee otú ogo ihe a rụnyere n’ọnụ ụzọ e si abata n’ụlọ nsọ Solomọn hà?

Tụleghachi Ihe Ndị Bụ́ Isi

È nwetụla mgbe o siiri gị ike icheta ihe ị ka mụpụrụ? Gịnị ga-enyere gị aka?