ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Ọgọst 2024

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Ọktoba 7 ruo Nọvemba 10, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 31

Ihe Jehova Mere Iji Zọpụta Ụmụ Mmadụ Na-ezughị Okè

Isiokwu a bụ maka izu Ọktoba 7 ruo 13, 2024.

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Ndị Tesalonaịka nke Abụọ 3:14 kwuru ka ‘a hụwa ụfọdụ ndị ama.’ Ọ̀ bụ ndị okenye ka ọ̀ bụ ụmụnna nọ n’ọgbakọ ga-ekpebi onye a ga-ahụwa ama?

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 32

Jehova Chọrọ Ka Mmadụ Niile Chegharịa

Isiokwu a bụ maka izu Ọktoba 14 ruo 20, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 33

Otú Jehova Chọrọ Ka Ọgbakọ Si Na-emeso Onye Mere Mmehie Dị Oké Njọ

Isiokwu a bụ maka izu Ọktoba 21 ruo 27, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 34

Otú Ndị Okenye Ga-esi Egosi Ndị Mere Mmehie na Ha Hụrụ Ha n’Anya ma Na-emere Ha Ebere

Isiokwu a bụ maka izu Ọktoba 28 ruo Nọvemba 3, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 35

Otú Ndị Okenye Nwere Ike Isi Enyere Ndị E Kewapụrụ n’Ọgbakọ Aka

Isiokwu a bụ maka izu Nọvemba 4 ruo 10, 2024.

Ihe Ndị Na-agụ Akwụkwọ A Ga-eburu n’Obi

N’Ụlọ Nche a, e nwere isiokwu ndị a ga-amụ amụ ga-ekwu otú Jehova si ele ndị mere mmehie dị oké njọ anya, otú o si enyere ha aka, na otú anyị ga-esi na-enwere ha ọmịiko, na-ahụ ha n’anya, na-emekwara ha ebere ka Jehova.