Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Ndị Na-agụ Akwụkwọ A Ga-eburu n’Obi

Ihe Ndị Na-agụ Akwụkwọ A Ga-eburu n’Obi

Ezigbo Onye Na-agụ Ụlọ Nche A

N’Ụlọ Nche a, e nwere isiokwu ise ndị ga-aza ajụjụ ndị a nwere ihe jikọrọ ha na ibe ha:

  • Nke mbụ, olee ndokwa Jehova mere iji nyere ụmụ mmadụ aka imeri mmehie?

  • Nke abụọ, olee otú o si kụziere anyị ihe ezigbo nchegharị pụtara nakwa otú o sirila nyere ndị mmehie aka ichegharị?

  • Nke atọ, olee ihe a gwara ọgbakọ dị na Kọrịnt ka ha mee otu nwoke mere mmehie dị oké njọ na-ekweghị echegharị?

  • Nke anọ, olee otú ndị okenye taa kwesịrị isi na-enyere ndị mere mmehie dị oké njọ aka?

  • Nke ise, ọ bụrụ na e kewapụ onye mere mmehie na-ekweghị echegharị n’ọgbakọ, olee otú ọgbakọ ga-esi na-emeso ya ihe otú ga-egosi na anyị ka hụrụ ya n’anya ma na-emere ya ebere?