ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Septemba 2024

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Nọvemba 11 ruo Disemba 8, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 36

“Na-emenụ Ihe Chineke Kwuru”

Isiokwu a bụ maka izu Nọvemba 11 ruo 17, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 37

Akwụkwọ Ozi Ga-enyere Anyị Aka Ịtachi Obi Ruo Ọgwụgwụ

Isiokwu a bụ maka izu Nọvemba 18 ruo 24, 2024.

AKỤKỌ NDỤ

Ozi M Jeere Jehova Tọgburu M Atọgbu

Nwanna André Ramseyer ejeela ozi oge niile ruo afọ iri asaa. Ọ rụọkwala ọtụtụ ọrụ n’ozi Jehova. Olee ihe ndị siiri ya ike, oleekwa otú o si were ofufe Jehova ka ihe kacha ya mkpa ná ndụ?

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Mgbe Jizọs malitere Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị, olee ebe ndị na-eso ụzọ ya iri asaa ahụ o zipụburu ka ha gaa kwusaa ozi ọma nọ? Hà ahapụla ya?

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 38

Ị̀ Na-ege Ntị n’Ịdọ Aka ná Ntị?

Isiokwu a bụ maka izu Nọvemba 25 ruo Disemba 1, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 39

Inye Ihe Ga-eme Ka Ị Na-enwekwu Obi Ụtọ

Isiokwu a bụ maka izu Disemba 2 ruo 8, 2024.

Jikere Ịna-amụta Ihe Ọhụrụ ma Ị Na-amụ Ihe

Olee otú anyị nwere ike isi ghọtakwuo ihe Jehova chọrọ ịkụziri anyị ma anyị mụwa ihe n’onwe anyị?