ỤLỌ NCHE Nke 1 n'Afọ 2016 | Ịkwụwa Aka Ọtọ Ọ̀ Bara Uru?
Ọtụtụ ndị na-agha ụgha, ma ọ́ dịghị ihe ọzọ, n’ime nkeji iri ọ bụla ha na ndị ọzọ kparịtara ụka. Ọ̀ ka bara uru ịgba mbọ na-ekwu eziokwu?
ISIOKWU TETA! A
Ọ̀ Ka Bara Uru Ịna-akwụwa Aka Ọtọ?
Ihe mere Hitoshi nwere ike ime ka o yie ka ọ́ baghịzi uru ịna-akwụwa aka ọtọ.
ISIOKWU TETA! A
Ihe Mere Ịkwụwa Aka Ọtọ Ji Aba Uru
Gụọ ihe a ka ị hụ ihe ụfọdụ ndị kwụwara aka ọtọ kwuru bụ́ uru ịkwụwa aka ọtọ baara ha.
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Mee Ka Obi Ruo M Ala Naanị Otu Afọ
Ihe Alain Broggio gụtara na 1 Jọn 1:9 mere ka o kpebie ịgbanwe ndụ ya.
Ị̀ Maara?
Olee otú e si emepụta akwụkwọ mpịakọta n’oge e dere Baịbụl, oleekwa ihe e ji ya eme? Ole ndị ọ ga-abụ ha bụ “ndị isi nchụàjà” e kwuru okwu ha n’Agba Ọhụrụ?
Ihe Anyị Ga-eme Ka Obi Na-eru Anyị Ala
Gụọ ihe a ka ị hụ ihe atọ ga-enyere gị aka ka obi na-erukwu gị ala.
IHE E KWURU N’OGE OCHIE NKE KA BARA URU
Echegbula Onwe Gị
Jizọs kwuru ka anyị ghara ịna-echegbu onwe anyị, kwuokwa otú anyị ga-esi eme ya.
Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
Mmadụ nwụọ, ọ̀ ga-adị ndụ ọzọ?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Baịbụl Ò Nwere Ike Inyere M Aka Ma M Daa Mbà n’Obi?
E nwere ihe atọ Chineke na-enye ndị dara mbà n’obi ga-enyere ha aka maka nsogbu ha.