Ihe Ga-eme Ka Ihe Dịrị Gị ná Mma n’Ọdịnihu
OLEE IHE I CHERE Ị GA-EME KA IHE DỊRỊ GỊ NÁ MMA N’ỌDỊNIHU? Ọ̀ BỤ:
Ịgụ oké akwụkwọ?
Inwe ego?
Ịbụ ezigbo mmadụ?
Ihe ọzọ?
Baịbụl kwuru, sị:
“Amamihe ga-abara gị uru. Ọ bụrụ na ị mara ihe, ihe ga-adịrị gị mma n’ọdịnihu.”—ILU 24:14.
Baịbụl kwuru ihe ndị ị ga-eme ka ihe nwee ike ịdịrị gị ná mma n’ọdịnihu.