Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Soro Anyị Zukọọ na Wednesday, April 12

Soro Anyị Zukọọ na Wednesday, April 12

Soro Anyị Zukọọ na Wednesday, April 12

Anyasị E Kwesịrị Icheta

N’abalị bọtara ụbọchị Jizọs Kraịst nwụrụ, ọ malitere ihe omume e ji echeta ọnwụ ya. Jizọs ji mmanya na achịcha na-ekoghị eko mere ihe nnọchianya, ma nye iwu, sị: “Nọgidenụ na-eme nke a iji na-echeta m.”—Luk 22:19.

Ndịàmà Jehova ji obi ụtọ na-akpọ gị ka i soro ha rubere Jizọs isi site n’iso ha mee ihe omume a a na-eme kwa afọ. Biko lee anya n’azụ mpempe akwụkwọ a iji mara ebe, ụbọchị, na oge a ga-eme ihe omume a ma ọ bụkwanụ gị ajụta Ndịàmà Jehova nọ n’ógbè gị banyere ha.