Isiokwu Ndị Dị na Ya
Isiokwu Ndị Dị na Ya
February 15, 2008
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ N’IZU:
March 17-23, 2008
Debe Jehova n’Ihu Gị Mgbe Niile
PEEJI NKE 3
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 37, 26
March 24-30, 2008
PEEJI NKE 7
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 138, 57
March 31, 2008–April 6, 2008
Jizọs Kraịst—Onye Ozi Ala Ọzọ Kasịnụ
PEEJI NKE 12
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 172, 72
April 7-13, 2008
Ṅomie Onye Ozi Ala Ọzọ ahụ Kasịnụ
PEEJI NKE 16
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 211, 209
April 14-20, 2008
Ọnụnọ Kraịst—Gịnị Ka Ọ Pụtara Nye Gị?
PEEJI NKE 21
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 168, 21
Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
Isiokwu nke 1, 2 PEEJI NKE 3-11
Ịtụgharị uche n’ihe ndị e dere na Baịbụl na-ewusi okwukwe anyị ike. Ọ bụrụ na anyị edebe Jehova n’ihu anyị mgbe niile, ọ ga-aza ekpere anyị. Ma anyị ga na-erubere Chineke isi ma na-atụkwasị ya obi mgbe niile. Ije ije n’ụzọ ya ga-eme ka anyị bụrụ ndị a pụrụ ịtụkwasị obi, ndị dị umeala n’obi, ndị nwere obi ike, na ndị na-echebara ndị ọzọ echiche.
Isiokwu nke 3, 4 PEEJI NKE 12-20
Jizọs Kraịst bụ Onye ozi ala ọzọ kasịnụ. Mụta otú e si zụọ ya, otú o si kụzie ihe, na ihe mere ndị mmadụ ji nwee mmasị n’ebe ọ nọ. Mụta otú anyị ga-esi eṅomi Jizọs na otú anyị pụrụ isi kụzie ihe n’ụzọ ga-eru ndị anyị na-ekwusara ozi ọma n’obi.
Isiokwu nke 5 PEEJI NKE 21-25
Mụta ihe mere a pụrụ iji kwuo na ọnụnọ Kraịst ga-abụ oge dị ogologo. Soro tụlee ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru a ga-eji mara ndị so ‘n’ọgbọ a’ Jizọs kwuru okwu ya. (Mat. 24:34) Hụkwa ihe mere na ọ dịghị mfe ikwu kpọmkwem ogologo oge “ọgbọ a” ga-anọru.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
Mụta Ihe Site ná Njehie Ụmụ Izrel
PEEJI NKE 26
Okwu Jehova Dị Ndụ—Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Mak
PEEJI NKE 28
A Gbara Ndị Na-agụsị Akwụkwọ n’Ụlọ Akwụkwọ Gilead Ume Ka Ha “Malite Igwu Ala”
PEEJI NKE 31