Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị Dị na Ya

Isiokwu Ndị Dị na Ya

Isiokwu Ndị Dị na Ya

March 15, 2008

Nke A Na-amụ Amụ

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ N’IZU:

April 21-27, 2008

Na-ekwenye Ekwenye, Adịla Na-esi Ọnwụ

PEEJI NKE 3

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 8, 177

April 28, 2008–May 4, 2008

Nwee Ọṅụ n’Alụmdi na Nwunye Gị

PEEJI NKE 7

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 117, 89

May 5-11, 2008

Jehova Na-anụ Mkpu Enyemaka Anyị Na-eti

PEEJI NKE 12

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 58, 135

May 12-18, 2008

“Ònye Maara Ihe Ma Nwee Nghọta n’Etiti Unu?”

PEEJI NKE 21

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 106, 51

May 19-25, 2008

Ị̀ Na-ele Ndị Ọzọ Anya Otú Jehova Si Ele Ha?

PEEJI NKE 25

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 127, 213

Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-ekwu

Isiokwu nke 1, 2 PEEJI NKE 3-11

E nwere ezigbo ihe mere Ndị Kraịst ji kwesị ịgbali ịbụ ndị na-ekwenye ekwenye n’agbanyeghị na ọtụtụ ndị n’ụwa taa bụ ekwe ekwe. Olee ihe ndị mere Ndị Kraịst ji kwesị ikwenye ekwenye? Oleekwa otú ị pụrụ isi na-ekwenyere di ma ọ bụ nwunye gị?

Isiokwu nke 3 PEEJI NKE 12-16

Gịnị mere obi ga-eji sie anyị ike na Jehova na-anụ mkpu anyị na-etiku ya maka enyemaka nakwa na ọ na-eche banyere anyị? Isiokwu a zara ajụjụ a ma gwa anyị otú anyị pụrụ isi nweta ume iji tachie obi.

Isiokwu nke 4, 5 PEEJI NKE 21-29

Isiokwu abụọ a ga-enyere anyị aka ịdị na-ele ndị ọzọ anya n’ụzọ kwesịrị ekwesị ma ghara ịdị na-akatọ ha dị ka ọtụtụ ndị na-eme taa. Anyị ga-ahụkwa ihe dị iche n’etiti onye maara ihe n’ezie na onye na-amaghị ihe.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:

Ịgbasa Ozi Ọma n’Ugwu Andes

PEEJI NKE 16

O Nwere Onye Mụ na Ya Yiri Agba Dị Ezigbo Mkpa

PEEJI NKE 19

Okwu Jehova Dị Ndụ—Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Luk

PEEJI NKE 30