Isiokwu Ndị Dị na Ya
Isiokwu Ndị Dị na Ya
August 15, 2008 Vol. 129, No. 16
Nke A Na-amụ Amụ
Isiokwu Ndị A Ga-amụ n’Izu:
September 29–October 5
Jehova Agaghị Ahapụ Ndị Ya Na-eguzosi Ike n’Ebe Ọ Nọ
PEEJI NKE 3
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 114, 223
October 6-12
Jiri Obi Dị n’Otu Na-eguzosi Ike
PEEJI NKE 7
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 38, 8
October 13-19
Sọpụrụ Jehova Site n’Ịkpa Àgwà Dị Ùgwù
PEEJI NKE 12
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 48, 136
October 20-26
Jehova Na-eji Obiọma Elekọta Ndị Ohu Ya Merela Agadi
PEEJI NKE 17
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 58, 216
October 27–November 2
‘Asụsụ ahụ Dị Ọcha’ Ọ̀ Na-aga Gị Were Were n’Ọnụ?
PEEJI NKE 21
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 78, 169
Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
Isiokwu nke 1, 2 PEEJI NKE 3-11
Isiokwu ndị a gosiri otú Jehova si bụrụ onye na-adịghị echefu ndị ya na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ. E gosiri nke a site n’ịkọ ihe mere mgbe e kewara mba Izrel abụọ, e nwezie alaeze ebe ugwu na alaeze ebe ndịda. E kwusiri okwu ike banyere mkpa ọ dị anyị iguzosi ike n’ebe Jehova nọ ugbu a ka anyị wee ghara ịdaba n’ọnwụnwa nke ịhụ ihe onwunwe n’anya ma ọ bụ mmadụ ibuli onwe ya elu.
Isiokwu nke 3 PEEJI NKE 12-16
Isiokwu a na-egosi otú inwe ekele maka ebube Chineke kwesịrị isi metụta anyị. Ọ kọwara ihe anyị nwere ike ịmụta banyere ịkwanyere ndị ọzọ ùgwù site n’otú Jizọs si mesoo ndị ọzọ. Anyị ga-amụtakwa otú anyị ga-esi na-akpa àgwà dị ùgwù.
Isiokwu nke 4 PEEJI NKE 17-21
Mụta ile ndị agadi anya otú Jehova si ele ha. Ị ga-ahụ otú Baịbụl si enyere anyị aka ịkwanyere ha ùgwù n’ihi amamihe na ahụmahụ ha, na otú anyị ga-esi na-echebara ha echiche, nakwa otú anyị ga-esi nyere ha aka ịnọgide na-ejere Jehova ozi.
Isiokwu nke 5 PEEJI NKE 21-25
Jehova siri n’ọnụ onye amụma ya bụ́ Zefanaya kwuo, sị: “M ga-agbanwe asụsụ nke ndị dị iche iche ka ọ bụrụ asụsụ dị ọcha.” (Zef. 3:9) Mụta ihe ‘asụsụ ahụ dị ọcha’ bụ. Chọpụta ihe ndị ị ga-eme iji mụta ya. Mụtakwa otú ị ga-esi jiri asụsụ a pụrụ iche too Jehova.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
PEEJI NKE 26
PEEJI NKE 29
E Ji Ndị Ozi Ala Ọzọ Tụnyere Igurube
PEEJI NKE 30