Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị Dị na Ya

Isiokwu Ndị Dị na Ya

Isiokwu Ndị Dị na Ya

September 15, 2008

Nke A Na-amụ Amụ

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ N’IZU:

November 3-⁠9

Jehova—‘Onye Na-emere Ndị Ya Ụzọ Mgbapụ’ n’Oge Baịbụl

PEEJI NKE 3

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 74, 44

November 10-​16

Jehova Bụ ‘Onye Na-emere Anyị Ụzọ Mgbapụ’

PEEJI NKE 7

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 153, 3

November 17-​23

Ka Alụmdi na Nwunye Unu Nọgide Na-abụ “Ụdọ Atọ A Tụkọtara Ọnụ”

PEEJI NKE 16

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 117, 173

November 24-​30

Guzogide “Mmụọ nke Ụwa”

PEEJI NKE 20

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 10, 191

Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-ekwu

Isiokwu nke 1, 2 PEEJI NKE 3-11

A tụlere Abụ Ọma nke iri asaa n’isiokwu abụọ a. N’ebe ahụ, anyị na-agụ na Jehova bụ ‘Onye na-eme ụzọ mgbapụ.’ Isiokwu abụọ a kọwara otú Jehova si meere ndị ohu ya ụzọ mgbapụ n’oge Baịbụl nakwa otú o si emere anyị ụzọ mgbapụ.

Isiokwu nke 3 PEEJI NKE 16-20

Taa, ọ na-esi ike di na nwunye ịnọgide na-ebi n’udo, ọbụnadị mgbe ha abụọ bụ ndị ohu Jehova. Isiokwu a tụrụ aro bara uru otú Ndị Kraịst pụrụ isi mee ka Jehova nọgide n’alụmdi na nwunye ha nakwa ihe ha nwere ike ime mgbe nsogbu bilitere.

Isiokwu nke 4 PEEJI NKE 20-24

E nwere ihe abụọ anyị ga-ahọrọ: Ànyị ga-agbalị inweta mmụọ nsọ Chineke ma kwe ka ọ na-edu anyị ka ànyị ga-ekwe ka mmụọ nke ụwa na-achị anyị? Isiokwu a tụlere ihe anyị ga-eme banyere ihe abụọ a, ọ ga-enyekwara anyị aka ịhọrọ ime ihe ga-eme ka anyị nwee obi ụtọ.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:

Jiri “Oké Ịnụ Ọkụ n’Obi” Nọgide Na-enwekwu Ezi Ihe Ọmụma

PEEJI NKE 12

Ịgba Àmà n’Ọma Ahịa

PEEJI NKE 25

Ṅomie Jizọs Site n’Ife Chineke Otú Dị Ya Mma

PEEJI NKE 26

Okwu Jehova Dị Ndụ—Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Ozi Ndị E Degaara Ndị Tesalonaịka nakwa Timoti

PEEJI NKE 29

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

PEEJI NKE 32