Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị Dị na Ya

Isiokwu Ndị Dị na Ya

Isiokwu Ndị Dị na Ya

December 15, 2008

Nke A Na-amụ Amụ

ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:

February 2-8

Gịnị Mere Ị Ga-eji Nọgide Na-eguzosi Ike n’Ezi Ihe?

PEEJI NKE 3

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 10, 160

February 9-15

Ị̀ Ga-anọgide Na-eguzosi Ike n’Ezi Ihe?

PEEJI NKE 7

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 26, 29

February 16-22

Ịghọta Ọrụ Pụrụ Iche Jizọs Na-arụ ná Nzube Chineke

PEEJI NKE 12

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 205, 105

February 23–March 1

Kpebisie Ike Ịgbasi Àmà Ike

PEEJI NKE 16

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 6, 193

IHE ISIOKWU NDỊ A A GA-AMỤ AMỤ NA-EKWU

Isiokwu nke 1, 2 PEEJI NKE 3-11

Gịnị bụ iguzosi ike n’ezi ihe? Gịnị mere o ji dị oké mkpa? Olee otú anyị ga-esi bụrụ ndị na-eguzosi ike n’ezi ihe, oleekwa otú anyị ga-esi nọgide na-eguzosi ike n’ezi ihe? Ọ̀ ga-ekwe omume mmadụ ịghọghachi onye na-eguzosi ike n’ezi ihe ma ọ bụrụ na ọ kwụsị iguzosi ike n’ezi ihe? A ga-aza ajụjụ ndị a n’isiokwu abụọ a.

Isiokwu nke 3 PEEJI NKE 12-16

Jizọs nwere ọrụ pụrụ iche ọ na-arụ n’imezu nzube Chineke. N’isiokwu a, a tụlere utu aha isii e nyere Jizọs. Utu aha ndị a gosiri otú Jizọs si pụọ iche. Anyị ga-ahụkwa otú anyị nwere ike isi ṅomie Jizọs n’otú o si na-arụzu ọrụ ya pụrụ iche.

Isiokwu nke 4 PEEJI NKE 16-20

Ịtụle ihe Pọl onyeozi gwara ndị okenye nọ n’Efesọs, dị ka e dekọrọ n’Ọrụ Ndịozi isi nke iri abụọ, ga-enyere anyị aka ịhụ otú o si nwee ike ịgbasi àmà ike. Anyị ga-amụtakwa otú anyị nwere ike isi gbasie àmà ike nakwa ihe mere anyị kwesịrị iji mee otú a.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:

Cuneiform Mgbe Ochie na Baịbụl

PEEJI NKE 21

Ahụla M Ka Ọ Mụbara na Korea

PEEJI NKE 23

Okwu Jehova Dị Ndụ—Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Ozi Jọn na Jud

PEEJI NKE 27

Ì Chetara?

PEEJI NKE 30

Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2008

PEEJI NKE 31

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

PEEJI NKE 32