Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ nche n’Afọ 2008
Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ nche n’Afọ 2008
E gosiri Ụlọ Nche ndị isiokwu ndị a pụtara na ha n’ebe a
AKỤKỌ NDỤ
Ahụla m Ka Ọ Mụbara na Korea (M. Hamilton), 12/15
“Akwụsịkwala Ikwusa Ozi Ọma Site n’Ụlọ Ruo n’Ụlọ” (J. Neufeld), 9/1
Ịchọ Ma M̀ Ga-ahụta Ihe Na-adịghị Mma Mere Ka M Mụta Eziokwu (R. S. Marshall), 12/1
“Jehova Bụ Ike M” (J. Coville), 10/15
Obi Eruola M Ala Ọ Bụ Ezie na Obi Kooro M n’Elu Mgbe M Bụ Okorobịa (E. Morcillo), 1/1
Otú Okwukwe Si Nye Aka Idi Ọdachi (S. Castillo), 10/1
“Ọ Na-edu M n’Ụzọ Ezi Omume” (O. Campbell), 3/1
Ọṅụ M Nwere n’Ime Uche Chineke Kemgbe Ndụ M (B. Yaremchuk), 6/1
Ụjọ Atụghị Anyị n’Ihi na Jehova Nọnyeere Anyị (E. Petridou), 7/15
BAỊBỤL
“Abụ Oké Osimiri” Ihe Odide nke Jikọrọ Oge Abụọ, 11/15
Cuneiform Mgbe Ochie na Baịbụl, 12/15
È Kwesịrị Ịtụkwasị Oziọma Matiu, Mak, Luk na Jọn Obi? 10/1
E Wepụtara Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ n’Asụsụ Igbo, 7/1
Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ 1 Ndị Kọrịnt na 2 Ndị Kọrịnt, 7/15
Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ 1 Ndị Tesalonaịka na 2 Ndị Tesalonaịka; 1 Timoti na 2 Timoti, 9/15
Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ 1 Jọn, 2 Jọn, 3 Jọn na Jud, 12/15
Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Jems; 1 Pita na 2 Pita, 11/15
Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Jọn, 4/15
Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Luk, 3/15
Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Mak, 2/15
Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Matiu, 1/15
Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Ndị Galeshia, Ndị Efesọs, Ndị Filipaị, Ndị Kọlọsi, 8/15
Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Ndị Rom, 6/15
Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Ọrụ, 5/15
Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Taịtọs, Faịlimọn, Ndị Hibru, 10/15
Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ, 8/1
Otú Ihe E Kwuru n’Ọnụ Si Ghọọ Okwu Dị Nsọ E Dere Ede, 9/1
Otú Ị Ga-esi Mata nke A Sụgharịrị Nke Ọma, 5/1
Ọ̀ Ga-akọli Ihe Ga-eme n’Ọdịnihu? 10/1
JEHOVA
Aha Ahụ Bụ́ Jehova Ò Kwesịrị Ịdị n’Agba Ọhụrụ? 8/1
“Aha Kacha Nsọ Ma Dị Ukwuu Chineke Nwere,” 10/15
“Chineke nke Nkasi Obi Niile,” 9/1
Chineke nke Nwere Mmasị Ịgbaghara Mmehie, 6/1
Chineke Ò Ji Ọdachi Ndị Na-emere Onwe Ha Ata Ndị Mmadụ Ahụhụ? 5/1
Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Na-akpọ Aha Chineke Ọ bụ Ezie na Otú E Si Akpọ Ya Edochaghị Anyị Anya? 9/1
Gịnị Mere Chineke Ji Kwe Ka Ahụhụ Dịrị? 2/1
“Ghọọnụ Ndị Na-eṅomi,” 10/1
Ihe Anyị Mụtara n’Aka Jizọs, 2/1
Ihe Ihe E Kere Eke Na-ekwu, 5/1
Ihe Jehova Buru n’Amụma, 1/1
Ihe Na-ewute Anyị Na-emetụ Ya n’Obi, 5/1
Ịghọ Otu n’Ime Ụmụ Chineke, 3/1
Ị̀ Ma Onye Nna Gị nke Bi n’Eluigwe Bụ? 9/1
Nna nke Na-enweghị Onye Dị Ka Ya, 1/1
Ò Nwere Ihe Nwere Ike “Ikewapụ Anyị n’Ịhụnanya Chineke”? 8/1
Ò Nwere Ihe Otú Anyị Si Efe Chineke Mere? 6/1
Onye Hụrụ Ikpe Ziri Ezi n’Anya, 11/1
Onye Na-ahụ Uru Anyị Bara, 4/1
Onye Na-eme Ka Mmadụ Dị Ndụ Ọzọ, 3/1
Onye Okike nke Anyị Kwesịrị Inye Otuto, 12/1
Onye Ọzụzụ Atụrụ nke Hụrụ Gị n’Anya, 2/1
Ọ̀ Bụ “Aha A Na-ekwesịghị Ịkpọ Akpọ”? 6/1
Ọ̀ Dị Njọ Ịkpọ Aha Chineke? 7/1
“Ọ Nọghị n’Ebe Dị Anya,” 7/1
JIZỌS KRAỊST
Amụma Ndị E Buru Banyere Mesaya, 10/1
Asụsụ Jizọs Sụrụ, 8/1
Gịnị Mere Anyị Ji Ekpe Ekpere n’Aha Jizọs? 2/1
Gịnị Mere E Ji Nye Judas Mkpụrụ Ego Ọlaọcha Iri Atọ? 9/1
Gịnị Mere Irute n’Ebe E Liri Lazarọs Ji Wee Jizọs Abalị Anọ? 1/1
Ihe Mere Egwu Ji Tụọ Paịlet na Jizọs “Mere Onwe Ya Ọkpara Chineke,” 6/1
Jiri Nwayọọ Nwayọọ Gwọọ Onye Ìsì, 4/1
Jizọs Gwọrọ Ndị Mmadụ Ọrịa, 5/1
“Ndị Na-echekwa Ego” Jizọs Kwuru Okwu Ha, 12/1
Olee Mgbe Ndị Na-agụ Kpakpando Gara Leta Jizọs? 1/1
Olee Otú Jizọs Si Emetụta Ndụ Gị? 12/1
Otú Anyị Ga-esi Na-emeso Ndị Ọzọ Ihe, 8/1
Otú Ọnwụ Jizọs Ga-esi Zọpụta Gị, 3/1
Otú Pita Si Gọnahụ Jizọs, 1/1
Ọ̀ Bụ “Chineke” Ka Ọ̀ Bụ “chi”? 11/1
Ọ̀ Bụ Ọkụ Ala Mmụọ Ka Jizọs Na-ekwu Okwu Ya? (Mak 9:48), 6/15
Ọ Tụrụ Ndị Gere Ya Ntị n’Anya, 9/1
Ụdị Ọrụ Jizọs Rụrụ n’Oge Ọ Bụ Ọkwá Nkà, 12/1
ISIOKWU NDỊ A NA-AMỤ AMỤ
Àgwà Ndị Anyị Kwesịrị Ịchụso, 6/15
Anya Jehova “nke Na-enwu Gbaa” Na-enyocha Mmadụ Niile, 10/15
‘Asụsụ ahụ Dị Ọcha’ Ọ̀ Na-aga Gị Were Were n’Ọnụ? 8/15
Debe Jehova n’Ihu Gị Mgbe Niile, 2/15
Gịnị Ka Ị Ga-enye Iji Dị Ndụ Ebighị Ebi? 10/15
Gịnị Mere Ị Ga-eji Nọgide Na-eguzosi Ike n’Ezi Ihe? 12/15
Gịnị Mere Ozi Ụlọ n’Ụlọ Ji Dị Mkpa n’Oge A? 7/15
Gịnị Na-eme Ka Ndụ Nwee Isi? 4/15
Guzogide “Mmụọ nke Ụwa,” 9/15
Họrọ Ijere Jehova Ozi Mgbe Ị Ka Na-eto Eto, 5/15
Ihe Ndị Anyị Kwesịrị Ịgbara Ọsọ, 6/15
Imeri Ihe Isi Ike Ndị A Na-enweta n’Ozi Ụlọ n’Ụlọ, 7/15
Ị̀ Ga-anọgide Na-eguzosi Ike n’Ezi Ihe? 12/15
Ịghọta Ọrụ Pụrụ Iche Jizọs Na-arụ ná Nzube Chineke, 12/15
Ịlụ Di Ma Ọ Bụ Nwunye na Ịzụ Ụmụ n’Oge Ikpeazụ A, 4/15
Ị Maghị Ebe Ọ Ga-eme Nke Ọma! 7/15
Ị̀ Na-ebute Ụzọ n’Inye Ndị Ọzọ Nsọpụrụ? 10/15
Ị̀ Na-ele Ndị Ọzọ Anya Otú Jehova Si Ele Ha? 3/15
Jehova Agaghị Ahapụ Ndị Ya Na-eguzosi Ike n’Ebe Ọ Nọ, 8/15
Jehova Bụ ‘Onye Na-emere Anyị Ụzọ Mgbapụ,’ 9/15
Jehova Na-anụ Mkpu Enyemaka Anyị Na-eti, 3/15
Jehova Na-eji Obiọma Elekọta Ndị Ohu Ya Merela Agadi, 8/15
Jehova Na-enyocha Anyị Maka Ọdịmma Anyị, 10/15
Jehova—‘Onye Na-emere Ndị Ya Ụzọ Mgbapụ’ n’Oge Baịbụl, 9/15
Jigide “Ịhụnanya ahụ I Nwere na Mbụ,” 6/15
Jiri Obi Dị n’Otu Na-eguzosi Ike, 8/15
Jizọs Kraịst—Onye Ozi Ala Ọzọ Kasịnụ, 2/15
Jụ “Ihe Ndị Na-abaghị Uru,” 4/15
Ka Alụmdi na Nwunye Unu Nọgide Na-abụ “Ụdọ Atọ A Tụkọtara Ọnụ,” 9/15
Kpebisie Ike Ịgbasi Àmà Ike, 12/15
Na-achọ Nduzi Chineke n’Ihe Niile, 4/15
“Na-eche Ozi ahụ Ị Natara n’Ime Onyenwe Anyị Nche,” 1/15
“Na-eguzogidenụ Ekwensu” Dị Ka Jizọs Mere, 11/15
Na-eje Ije n’Ụzọ Jehova, 2/15
Na-ekwenye Ekwenye, Adịla Na-esi Ọnwụ, 3/15
Na-ele Ahụ́ Ike Anya Otú Akwụkwọ Nsọ Si Ele Ya, 11/15
Na-elezi “Nkà Izi Ihe” Gị Anya, 1/15
Na-emenụ Ihe Ọma, 5/15
Na-erubere Jehova Isi, 6/15
Ndị A Gụrụ ná Ndị Ruru Eru Inweta Alaeze, 1/15
Ndị A Gụrụ ná Ndị Ruru Eru Ka E Duga Ha n’Isi Iyi nke Mmiri nke Ndụ, 1/15
Ndị Na-eto Eto, Na-echetanụ Onye Okike Ukwu Unu Ugbu A, 4/15
“Ndị Nwere Ezi Obi” Na-anabata Ozi Ọma Ahụ, 1/15
Ṅomie Onye Ozi Ala Ọzọ ahụ Kasịnụ, 2/15
Nwee Ọganihu n’Ozi Jehova Site n’Iṅomi Pọl, 5/15
Nwee Ọṅụ n’Alụmdi na Nwunye Gị, 3/15
Nyere Ha Aka Ịlọghachi n’Egbughị Oge! 11/15
Nyere Ndị Si n’Ìgwè Atụrụ Chineke Kpafuo Aka, 11/15
Oge Eruwela Mgbe Alaeze Chineke Ga-anapụta Anyị! 5/15
Olee Otú Anyị Kwesịrị Isi Na-emeso Ndị Ọzọ? 5/15
“Ònye Maara Ihe Ma Nwee Nghọta n’Etiti Unu?” 3/15
Otú Jehova Si Aza Ekpere Si n’Ala Ala Obi, 10/15
Ọ Bụ “Chineke Na-eme Ka O Too”! 7/15
Ọnụnọ Kraịst—Gịnị Ka Ọ Pụtara Nye Gị? 2/15
Sọpụrụ Jehova Site n’Ịkpa Àgwà Dị Ùgwù, 8/15
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ
À Ga-enwe Mgbe Ndị Juu Niile Ga-aghọ Ndị Na-eso Ụzọ Kraịst? (Rom 11:26), 6/15
“Akwụkwọ Ịgba Alụkwaghịm,” 9/1
Alaeze Chineke, 1/1, 5/1
Amagedọn, 4/1
Anya Mmiri n’Ime Karama Akpụkpọ, 10/1
E Mere Ha Ihe Ha Chọrọ Ka E Mee Daniel, 11/1
Ebo Iri na Abụọ Ka Ọ̀ Bụ Ebo Iri na Atọ nke Izrel? 7/1
Gịnị Mere Anyị Ji Dịrị Ndụ, 2/1
Gịnị Mere Ndị Juu Ji Biri ná Mba Dị Iche Iche Mgbe Jizọs Nọ n’Ụwa? 11/1
Gịnị Mere Zekaraya Ji Buo Amụma na A Ga-Ebibi Taya Ọ Bụ Ezie na Ọ Dịla Anya E Bibiri Ya? 6/1
“Ibikwasị Aka n’Isi” (Hib 6:2), 9/15
Ihe Mere E Ji Kwuo Ka ‘E Rie Ihe Mara Abụba’ na Nehemaya 8:10, Sịkwa “Unu Erila Abụba Ọ Bụla” na Levitikọs 3:17, 12/15
Ihe Mere na Devid Atụghị Egwu, 12/1
Ihe Mere Ndị Juu Ji Amalite Idebe Ụbọchị Izu Ike Ha ná Mgbede, 10/1
Ihe Ọ̀ Ga-adị Mma n’Oge Na-adịghị Anya? 8/1
Ì Kwesịrị Ịtụ Hel Ụjọ? 11/1
Iwe Nwanne (Ken), 7/1
‘Iwu Aghọwo Onye Nduzi,’ 3/1
Ịgụ Akwụkwọ Mpịakọta, 4/1
Jizọs na Pita Ji Otu Mkpụrụ Ego Tụọ Ụtụ Isi, 2/1
“Lee! Abụ M Nwa Agbọghọ Bụ́ Ohu Jehova!” (Meri), 7/1
Mak Adaghị Mba, 2/1
Mbibi E Bibiri Sọdọm na Gọmọra, 3/1
Mgbe Onye Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ, 7/1
Mkpụrụ Ego Abụọ Nwaanyị Ahụ Di Ya Nwụrụ Tụnyere, 3/1
Mmanụ Na-esi Ísì Ụtọ Meri Tere Jizọs, 5/1
Mmiri Na-asụpụta Asụpụta Inye Ndụ Ebighị Ebi, 6/1
Ndị Kraịst Oge Gboo n’Oge ANa-asụ Asụsụ Grik n’Ọtụtụ Ebe, 12/1
‘Njem Otu Ụbọchị Izu Ike,’ 10/1
Nkume Ndị E Ji Wuo Ụlọ Nsọ, 8/1
Noa na Iju Mmiri, 6/1
O Chere ‘Ihe Ihe Ndị Ahụ Pụtara’ (Meri), 10/1
Ò Nwere Mgbe A Ga-ebibi Ụwa Anyị? 4/1
Obi Iru Ala, 2/1
Olee Ebe A Ga-anọ Lụọ Agha Amagedọn? 4/1
Olee Mgbe Sọl Malitere Ịza Pọl? 3/1
Olee Otú Adam Si Mee Mmehie? 10/1
Olee Otú Ọlaedo Eze Sọlọmọn Nwere Haruru? 11/1
Olileanya Dịịrị Ndị Nwụrụ Anwụ, 11/1
Oriri Nsọ, 4/1
Otú Lydia Si Emetụta Anyị Taa, 4/1
Otú Oké Osimiri A Wụrụ Awụ Hà, 2/1
Ozizi Evolushọn Ò Kwekọrọ na Baịbụl? 1/1
Ọ̀ Bụ Mgbidi Nkịtị? (Efe. 2:11-15), 7/1
Ọ̀ Bụ Naanị Otu Jeriko Ka E Nwere Ka Ọ̀ Dị Abụọ? 5/1
Ọ Kwadoro Ofufe Dị Ọcha (Ịlaịja), 1/1
Ọrịa Ndị A Sị na E Ji Ọrụ Ebube Agwọ Taa-Ọ̀ Bụ Ike Chineke Ka E Ji Agwọ Ha? 12/1
Ọ Nọrọ na Nche Ma Chere (Ịlaịja), 4/1
Tel Arad, 7/1
Timoti, 4/1
“Ụgbọ Mmiri Tashish,” 11/1
Ụwa Na-ekpo Oké Ọkụ, 9/1
Ụwa Ọ̀ Ga-ala n’Iyi? 8/1
NDỊÀMÀ JEHOVA
Agba Dị Ezigbo Mkpa, 3/15
Anyị Kpọrọ Ndị Mmadụ Ka Ha Bịa Kirie Alaka Ụlọ Ọrụ Anyị (South Africa), 11/1
Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ, 8/1
Dị Njikere Ịgbachitere Ihe I Kweere (nwata nwaanyị ka na-aga akwụkwọ), 6/15
Ememme Ngụsị Akwụkwọ Gilead, 2/15, 8/15
Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Na-anaghị Eji Obe Efe Ofufe? 3/1
Hà Kweere Na Ọ Bụ Naanị Ha Ka A Ga-Azọpụta? 11/1
Hà Kweere n’Ihe E Dere n’Agba Ochie? 12/1
Hà Na-etisa Alụmdi na Nwunye? 11/1
Iji Akọ Merie Ihe Isi Ike (ịga mgbakọ), 6/15
“Iji Otu Obi na Mkpụrụ Obi” Na-efe Chineke (onyinye), 11/15
Ikpe Laara Ndị E Mesoro Ihe Ike (Republic of Georgia), 3/1
Ikwusa Ozi Ọma na Ịkụzi Baịbụl n’Africa, 3/1
‘I Ruo n’Osimiri Coco, Banye n’Aka Nri,’ 9/1
Iwu Ụlọ Nzukọ Alaeze Iji Too Jehova (Ụlọ Nzukọ Alaeze ndị dị na Mexico, Belize), 2/1
Ịgba Àmà n’Ọma Ahịa, 9/15
Ịgbasa Ozi Ọma n’Ugwu Andes, 3/15
Maka Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị (ihe ọhụrụ a ga na-ebipụta n’Ụlọ Nche), 1/1
‘M Ga-akwanye Ọkụ n’Èzí Jiri Ya Gụọ Ya,’ 6/1
M Mụtara na Ndụ Dị Oké Ọnụ Ahịa, 9/1
“Nwata Nwaanyị Izrel” nke Oge A, 6/1
Otú E Si Hazie Òtù Na-achị Isi, 5/15
Otú Ezigbo Nnwere Onwe Si Ruo Ndị Maya Aka, 12/1
Ọdachi nke Dakwasịrị Solomon Islands, 5/1
“Ọ Dịtụbeghị Mgbe E Gosiri M Ụdị Ịhụnanya A” (Dominican Republic), 3/1
Ụbọchị Ọ Kwụsịrị Ịgba Karat, 12/1
Ụlọ Nche Ọhụrụ A Na-amụ Amụ, 1/15
NDỤ NA ÀGWÀ NDỊ KRAỊST
Anyaụfụ? Ụmụnne Josef Nweere Ya Anyaụfụ, 10/1
Chee Echiche Banyere Ihe ‘Ga-emesị Bụrụ Ọgwụgwụ Ya,’ 9/1
Gbalịa ‘Ịdị Nsọ n’Egwu Chineke,’ 5/15
“Ghọọnụ Ndị Na-eṅomi Chineke,” 10/1
Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Na-egosi Obi Ekele? 8/1
Gịnị Mere Ịdị Ọcha Ji Dị Mkpa? 12/1
Ha Mere Ka Ndụ Ha Na-atọkwu Ha Ụtọ, 1/15
Ha Nọ Naanị Ha Ma E Chefughị Ha (ebe a na-elekọta ndị agadi), 4/15
Idozi Nsogbu, 5/1
Ihe Ndị Ị Chọrọ Ime Hà Kwekọrọ ná Nzube Chineke? 7/1
Ime Ka Obi Gị Dum Dịgide n’Ebe Nwunye Gị Ma Ọ Bụ Di Gị Nọ, 11/1
Inwe Obi Ụtọ n’Agbanyeghị na Ihe Agaghị Otú Ị Chọrọ, 3/1
Ịdị Ike n’Agbanyeghị Adịghị Ike, 6/15
Ịkasi Ndị Ọrịa Ha Na-anaghị Ala Ala Obi, 5/1
Ị̀ Na-ewu n’Elu Ájá Ka Ọ̀ Bụ n’Elu Oké Nkume? 11/1
Ịzụ Ụmụ n’Ụwa nke Onye Ọ Bụla Na-eme Otú Masịrị Ya, 4/1
Jiri “Okwu Dị Ụtọ” Mee Ka Udo Dịrị n’Ezinụlọ, 1/1
Mgbe A Na-ayọcha Ndị Kraịst Dị Ka Ọka Wit, 1/15
Mụta Ihe Site ná Njehie Ụmụ Izrel, 2/15
“Na-achụso Ihe Na-eweta Udo,” 11/15
Ndị Nne na Nna na Ụmụ Ha Na-eto Eto Ikwurịta Okwu nke Ọma, 8/1
Nọgide Na-enwekwu Ezi Ihe Ọmụma, 9/15
Ṅomie Jizọs Site n’Ife Chineke Otú Dị Ya Mma, 9/15
Nyere Nwa Gị Aka Idi Ọnwụ Onye Ọ Hụrụ n’Anya, 7/1
Olee Ụdị Onye Ị Chọrọ Ịbụ? 11/15
Otú Anyị Ga-esi Na-emeso Ndị Ọzọ Ihe, 8/1
Otú E Si Edozi Esemokwu (n’etiti di na nwunye), 2/1
Otú Ị Ga-esi Bụrụ Ezigbo Nna, 10/1
Otú Ị Ga-esi Bụrụ Nne Nwere Obi Ụtọ, 2/1
Ọchịchọ I Nwere Ịmata Ihe, 6/1
Ọ Masịrị Ya Inyere Onye Ọzọ Aka, 6/1
Samuel Nọgidere Na-eme Ihe Ziri Ezi, 8/1
Setịpụ Ihe Mgbaru Ọsọ Ị Ga-eruli, 7/15