Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị Dị na Magazin A

Isiokwu Ndị Dị na Magazin A

Isiokwu Ndị Dị na Magazin A

March 15, 2009

Nke A Na-amụ Amụ

ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:

May 4-10, 2009

Lekwasị Anya n’Ihe ahụ A Na-agbata n’Ọsọ

PEEJI NKE 11

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 222, 15

May 11-17, 2009

“Mụrụnụ Anya”

PEEJI NKE 15

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 199, 129

May 18-24, 2009

Jehova Kwesịrị Ka Anyị Niile Na-eto Ya

PEEJI NKE 20

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 136, 169

May 25-31, 2009

Ndị Ezi Omume Ga-eto Chineke Ruo Mgbe Ebighị Ebi

PEEJI NKE 24

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 48, 165

Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-ekwu

Isiokwu nke 1, 2 PEEJI NKE 11-19

Isiokwu abụọ a na-echetara anyị ihe mere o ji dị oké mkpa ka anyị lekwasị anya n’ihe ahụ a na-agbata n’ọsọ, ya bụ, n’ụgwọ ọrụ Chineke ga-akwụ anyị. Ịmụ banyere ihe ndị ga-eme n’ọdịnihu ga-enyere anyị aka ịmụrụ anya mgbe niile.

Isiokwu nke 3, 4 PEEJI NKE 20-28

N’isiokwu abụọ a, a tụlere Abụ Ọma nke 111 na nke 112, bụ́ ndị yiri otu. Ị ga-achọpụta na Abụ Ọma nke 111 toro Jehova n’ihi ọrụ dị ebube ndị ọ rụrụ na àgwà ya dị iche iche magburu onwe ha. Abụ Ọma nke 112 gosiri otú ọrụ ndị dị ukwuu Jehova rụrụ kwesịrị isi mee ka anyị na-atụ egwu ka anyị ghara imejọ ya, ọ ga-emekwa ka anyị na-eṅomi àgwà ya dị iche iche magburu onwe ha.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:

“Mmụọ Ozi Jehova Na-ama Ụlọikwuu Gburugburu Ndị Na-atụ Egwu Ya”

PEEJI NKE 3

Echefukwala Jehova

PEEJI NKE 6

Olee Otú I Nwere Ike Isi Nọgide Na-ekwusa Ozi Ọma?

PEEJI NKE 29

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

PEEJI NKE 32