Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Julaị 15, 2011
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
Ọgọst 29, 2011–Septemba 4, 2011
Ị̀ Ga-eso Nduzi Jehova Ji Obiọma Na-enye Gị?
PEEJI NKE 10
Septemba 5-11, 2011
Ị̀ Ga-ege Ntị n’Ịdọ Aka ná Ntị Doro Anya Jehova Na-enye Anyị?
PEEJI NKE 15
Septemba 12-18, 2011
PEEJI NKE 24
Septemba 19-25, 2011
PEEJI NKE 28
Ihe Isiokwu Ndị A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
ISIOKWU NKE 1, 2 PEEJI NKE 10-19 ▴
Jehova ji obiọma na-adọ anyị aka ná ntị banyere ihe ndị nwere ike ime ka anyị hapụ ụzọ ahụ na-eduba ná ndụ ebighị ebi tinye isi n’ụzọ ọzọ. N’isiokwu abụọ a, anyị ga-atụle ihe isii ndị nwere ike ime ka anyị fuo ụzọ, nakwa otú anyị ga-esi zere ha.
ISIOKWU NKE 3, 4 PEEJI NKE 24-32
Baịbụl kwuru na mgbe Jehova kechara mmadụ, o “zuru ike” n’ụbọchị nke asaa. (Hib. 4:4) N’isiokwu nke atọ, anyị ga-amata ihe mere Chineke ji nwee ụbọchị izu ike, na ihe mere ụbọchị izu ike ahụ ji dị anyị mkpa. N’isiokwu nke anọ, anyị ga-amata ụzọ dị iche iche onye ọ bụla n’ime anyị nwere ike isi gosi na ya abanyela n’izu ike Jehova.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
3 E Bidola Ibipụta Ụlọ Nche Bekee nke E Ji Bekee Dị Mfe Nghọta Dee
4 Ndị Jehova Emerie n’Ikpe E Kpewere Kemgbe Ọtụtụ Afọ
20 M Na-atụbu Ụjọ Ọnwụ—Ma, M Na-atụzi Anya ‘Inwe Ndụ n’Uju’