Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2012

Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2012

Isiokwu Ndị E Bipụtara nỤlọ Nche nAfọ 2012

E gosiri Ụlọ Nche ndị isiokwu ndị a pụtara na ha n’ebe a

AKỤKỌ NDỤ

Ihe Bara Uru Anyị Mụtara n’Ozi Dị Nsọ (O. Randriamora), 6/15

“Ịdị Mma Dị n’Aka Nri Gị Ruo Mgbe Ebighị Ebi” (L. Didur), 3/15

Jehova Emegheela Anya M (P. Oyeka), 6/1

Jehova Kụziiri M Ime Uche Ya (M. Lloyd), 7/15

M Jidela Uwe Mwụda nke Onye Juu Ruo Afọ Iri Asaa (L. Smith), 4/15

M Mechara Nwere Onwe M! (M. Kilin), 12/1

Mụ na Ndị Agadi Maara Ihe Bụ Enyi (E. Gjerde), 5/15

Ndị Bụ́ Enyi Kemgbe Afọ Iri Isii (L. Turner, W. Kasten, R. Kelsey, R. Templeton), 10/15

Otú Okwu Chineke Si Kpaa Ike n’Otu Ezinụlọ Na-ekpe Okpukpe Hindu (N. Govindsamy), 10/1

Ugbu A Amatala M Chineke M Na-efe (M. Bacudio), 9/1

BAỊBỤL

Baịbụl Bekee Kọvadel Sụgharịrị, 6/1

Ihe Mere O Ji Dị Iche, 6/1

Iji Baịbụl Mere Ọtụmọkpọ, 12/15

Maka Ndị Na-eto Eto, 1/1, 4/1, 7/1, 10/1

Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ, 1/1, 2/1, 4/1, 5/1, 7/1, 8/1, 10/1, 11/1

Ọ̀ Na-ekwu Ihe Ga-eme n’Ọdịnihu? 1/1

Swahili, 9/1

ISIOKWU NDỊ A NA-AMỤ AMỤ

Elela Anya “n’Ihe Ndị Dị n’Azụ,” 3/15

Ezigbo Ndị Kraịst Ji Okwu Chineke Kpọrọ Ihe, 1/15

Fee Chineke nke Na-eme Ka Mmadụ Nwere Onwe Ya, 7/15

Gbalịsie Ike Ka Gị na Di Gị ma Ọ Bụ Nwunye Gị Ghara Itisa, 5/15

Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Iwere Ozi Jehova Ka Ihe Kacha Mkpa? 6/15

Guzozie Ike ma Zere Ọnyà Setan, 8/15

Ì Ji Alụmdi na Nwunye, Bụ́ Onyinye Si n’Aka Chineke, Kpọrọ Ihe n’Ezie? 5/15

Iji Obi Ike Na-edi Nsogbu Ndị E Nwere Taa, 10/15

Ị Bụ Onye A Tụkwasịrị Obi nke Na-elekọta Ụlọ! 12/15

Ị̀ Na-egbukepụ Ebube Jehova? 5/15

Jehova Bụ “Onye Na-ekpughe Ihe Nzuzo,” 6/15

Jehova Maara Otú O Si Anapụta Ndị Ya, 4/15

Jehova Na-achịkọta Ezinụlọ Ya, 7/15

Jehova Na-akpọkọta Ndị Ya, Bụ́ Ndị Obi Dị Ụtọ, 9/15

Jehova Na-echebe Anyị Maka Nzọpụta, 4/15

Jehova Na-ekpughe “Ihe Ndị Na-aghaghị Ime n’Oge Na-adịghị Anya,” 6/15

Jiri Ịnụ Ọkụ n’Obi Na-ekwusa Ozi Ọma, 3/15

Jiri Mkpụrụ Obi Dum Na-achụrụ Jehova Àjà, 1/15

Jiri Obi Gị Dum Na-ejere Jehova Ozi, 4/15

Jizọs Gosiri Anyị Otú E Si Adị Umeala n’Obi, 11/15

Ka Anyị Kpebisie Ike Ịbụ “Ndị Bi Nwa Oge,” 12/15

Ka Anyị Na-aṅụrị Ọṅụ n’Olileanya Anyị, 3/15

Ka Ee Unu Kwuru Bụrụ Ee, 10/15

Kpachara Anya Maka Ọnyà Ekwensu, 8/15

Kwe Ka Jehova Mee Ka I Nwere Onwe Gị n’Ezie, 7/15

“Kụziere M Ime Uche Gị,” 11/15

“M Nọnyeere Unu,” 8/15

Mmadụ Ịrara Ibe Ya Nye Na-egosi na Anyị Bi n’Oge Ikpeazụ! 4/15

‘Mmụọ Nsọ Duru Ha,’ 6/15

Mụta Iche Nche n’Aka Ndịozi Jizọs, 1/15

Mụta Ihe n’Otú Jehova na Jizọs Si Enwe Ndidi, 9/15

Mụta Ihe ‘n’Ụkpụrụ nke Eziokwu,’ 1/15

Mụta Ịkpa Àgwà Ka Onye Ka Nta, 11/15

Na-agbagharanụ Ibe Unu Kpamkpam, 11/15

Na-akpanụ Àgwà Ka Ụmụ Amaala Alaeze Chineke! 8/15

Na-eche Nche Ka Jizọs, 2/15

Na-eme Ka Ndị Nọ n’Ọgbakọ Na-eme nke Ọma, 2/15

“Ndị Bi Nwa Oge” Ji Otu Obi Na-efe Chineke, 12/15

Ndị Kraịst Ndị Ezinụlọ Ha Na-abụghị Ndị Kraịst Nwere Ike Inwe Obi Ụtọ, 2/15

Ndị Nchụàjà Bụ́ Ndị Eze Ndị Ga-abara Ụmụ Mmadụ Niile Uru, 1/15

“Nwee Obi Ike, Dịkwa Ike nke Ukwuu,” 2/15

Nyere Ndị Mmadụ Aka Ka Ha “Teta n’Ụra,” 3/15

Olee Otú Ị Ga-esi Rite Uru n’Otú Jehova Si Agbaghara Mmehie? 11/15

Olee Ụdị Àgwà Ị Na-akpa? 10/15

“Ònye Ka M Ga-atụ Ụjọ?” 7/15

Otú A Ga-esi Bibie Ụwa A, 9/15

Otú Ị Ga-esi Mee Ka Ihe Gaara Gị nke Ọma, 12/15

‘Ọkpara ahụ Chọrọ Ikpughe Nna Ya,’ 4/15

Rubere Chineke Isi ma Rite Uru ná Nkwa Ya, 10/15

Tụkwasị Jehova Bụ́ Chineke nke Na-edebe “Oge na Mgbe A Kara Aka” Obi, 5/15

Udo nke Ga-adịru Otu Puku Afọ Nakwa Mgbe Ebighị Ebi! 9/15

“Unu Amaghị Ụbọchị ma Ọ Bụ Oge Awa Ọ Ga-abụ,” 9/15

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ

À Ga-ebibi Ụwa A? 2/1

À Na-egbu Ọjà Mgbe A Na-eli Ozu n’Oge Jizọs? 2/1

Agbụrụ Ndị Juu, 6/1

Ahazuirọs (nke akwụkwọ Esta), 1/1

Àkwá na Ọbara Ọcha E Tinyere na Friji, 12/15

Ákwà na Otú Ha Si Acha n’Oge Baịbụl, 3/1

Ákwà Ụlọikwuu Pọl Kpara, 11/1

Amagedọn, 2/1

Anas E Kwuru Okwu Ya n’Akwụkwọ Luk na Jọn, 4/1

Anyaụfụ, 2/15

Atọ n’Ime Otu, 3/1

Brik n’Ijipt n’Oge Ochie, 1/1

E Meela Ka Anyị Mata Eze Asatọ Ahụ, 6/15

“Ebe Ị Gara Ka M Ga-aga” (Rut), 7/1

Ebe Ịchụàjà nke “Chi A Na-amaghị Ama,” 3/1

Ebreham, 1/1

“Ezigbo Nwaanyị” (Rut), 10/1

Gịnị Mere E Ji Jiri Bitumen Mere Ụrọ, 7/1

Gịnị Mere Onye Na-efe Chineke Ga-eji Lụọ Naanị Onye Ya na Ya Na-efe Chineke? 7/1

Gịnị Mere Ụfọdụ Anaghị Agba Krismas? 12/1

Ì Kweere na Ị Dịbuola Ndụ? 12/1

Ihe Bara Uru Karịa Krismas, 12/1

Ihe Ga-eme Okpukpe Ndị E Nwere n’Ụwa, 5/1

Ihe Mbụ Obi Gị Gwara Gị Banyere Mmadụ, 3/1

Ihe Ndị E Ji Amata Ezigbo Ndị Kraịst, 3/1

Ihe Ntecha Ndị E Nwere n’Oge Baịbụl, 12/1

Iji Mmanya Agwọ Ọrịa, 8/1

Ịmalite Ịtụkwasị Di Gị ma Ọ Bụ Nwunye Gị Obi (ma ọ kwaa iko), 5/1

Mee Ihe Ndị Ga-abara Gị Uru, 5/1

Mgbaasị, 3/1

Mgbe Briten na Amerịka Ghọrọ Ọchịchị nke Asaa, 6/15

Mkpịsị Akwụkwọ na Ink E Ji Ede Ihe n’Oge Baịbụl, 11/1

Mkpụrụ Ego Drakma Furu Efu, 12/1

Mmadụ Ikwere na Chineke Ọ̀ Bụ Ịghọ Onwe Ya Aghụghọ? 11/1

Mmadụ Ò Nwere Ike Ịdị Ndụ Ruo Mgbe Ebighị Ebi? 10/1

Ndị Egwú na Ngwá Egwú Ha (n’oge Baịbụl), 2/1

Ndị Ezi Omume Niile Hà Ga-aga Eluigwe? 8/1

Ndị Kraịst Hà Si na Jeruselem Gbapụ Tupu Afọ 70 Oge Ndị Kraịst? 10/1

Ndị Kraịst na Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị, 5/1

Ndị Na-akụ Azụ̀ (n’oge Baịbụl), 8/1

Ndị Ọnaụtụ (n’oge ochie), 3/1

Netan Ji Obi Ya Niile Mee Ka E Fee Chineke, 2/15

Nkume Ndị A Kwụnyere n’Akpa Obi nke Uwe Nnukwu Onye Nchụàjà, 8/1

Nnu Ò Nwere Ike Ịkwụsị Ịtọ Ụtọ? (Mat. 5:13), 12/1

Nrụrụ Aka Ọ̀ Ga-akwụsị? 10/1

Nwaanyị Obi Kara, nke Na-achọghịkwa Naanị Ọdịmma Onwe Ya (Esta), 1/1

O Chebere Ezinụlọ Ya, Gbooro Ha Mkpa Ha, Rubere Chineke Isi (Josef), 4/1

Obere Ego Ị Na-akpata, 6/1

“Oche Ikpe” (Ọrụ 18:12), 5/1

Olee Otú E Si Ezipụ Akwụkwọ Ozi n’Oge Baịbụl? 9/1

Olee Otú Ihe Ndị Mmụọ Ozi Na-eme Si Gbasa Anyị? 7/1

Onye Ọrụ Ubi (n’oge Baịbụl), 5/1

Onye Ọzụzụ Atụrụ (n’oge Baịbụl), 11/1

Otú E Si Azụ Ahịa n’Izrel Oge Ochie, 9/1

Ọ̀ Dị Ihe E Nwere Ike Ikwu na “Ọ Gaghị Ekwe Omume”? 6/1

Ọnwụ Onye Na-eguzosi Ike n’Ebe Chineke Nọ “Dị Oké Ọnụ Ahịa,” 5/15

Ọrụ Ebube, 8/1

Sịga, 8/1

Tesalonaịka, 6/1

Ụbọchị Ikpe, 9/1

Ụdị Akwụkwọ E Ji Dee Ihe n’Oge Baịbụl, 7/1

“Ụgwọ Ọrụ Maka Ọrụ Unu” (Esa), 8/15

“Ụmụ Ndị Amụma,” 10/1

JEHOVA

Bịaruo Chineke Nso, 1/1, 2/1, 3/1, 4/1, 5/1, 6/1, 7/1, 8/1, 9/1, 10/1, 11/1, 12/1

Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Ịna-akpọ Aha ya? 6/1

Gịnị Mere O Ji Gwa Ebreham Ka O Jiri Nwa Ya Chụọ Àjà? 1/1

Gịnị Mere O Ji Nwee Ndị Ọ Haziri Ahazi Na-efe Ya? 2/1

Gịnị Mere O Ji Zite Jizọs n’Ụwa? 12/1

Nna, 7/1

Ò Ji Ụmụ Nwaanyị Kpọrọ Ihe? 9/1

Olee Ajụjụ Ndị Ị Ga-ajụ Chineke? 11/1

Onye Na-anụ Ekpere, 7/1

Ọ̀ Ga-eme Ka E Nwee Otu Ọchịchị nke Ga-achị Ụwa Niile? 11/1

Ọ̀ Na-ata Ndị Ajọ Omume Ahụhụ n’Ọkụ Ala Mmụọ? 10/1

JIZỌS KRAỊST

Akwụkwọ Apọkrịfa Ndị Kọrọ Banyere Ya, 4/1

Azịza nke Ajụjụ Ndị A Na-ajụ Banyere Ya, 4/1

Ihe ‘Ịga Maịl Abụọ’ Pụtara (Mat. 5:41), 4/1

Ihe Mere Ndị Juu Ji Sụọ Ngọngọ n’Ihi Otú E Si Gbuo Ya, 5/1

Ihe Ndị Omekome ahụ A Kpọgburu Ha na Ya Mere, 2/1

Jizọs Ọ̀ Bụ Chineke? 4/1

Olee Mgbe Ọ Ghọrọ Eze? 8/1

Olee Otú E Kwesịrị Isi Na-echeta Ọnwụ Jizọs? 3/1

Ònye Zitere “Kpakpando” Ahụ? 4/1

Otú O Si Lee Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị Anya, 5/1

NDỊÀMÀ JEHOVA

Akwụkwọ Ozi Si . . . , 3/1, 6/1, 9/1, 12/1

“Biko, Seenụ Anyị Foto” (Meksiko), 3/15

Ekweghị Ka Ókèala Kewaa Ha (Pọchụgal, Spen, Frans), 1/1

Ememme Ngụcha Akwụkwọ nke Gilied, 2/1, 8/1

Gịnị Mere Ha Ji Ekwusa Ozi Ọma Site n’Ụlọ Ruo n’Ụlọ? 6/1

Ha Ji Ihe Mafọọrọ Ha Nyere Ụmụnna Ha Aka (onyinye), 11/15

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha n’Ekwedọọ, 7/15

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Brazil, 10/15

Idozi Akụ̀ Ndị A Hapụụrụ Anyị, 1/15

“Ihe A Gba n’Aka, E Jighị Enyo Ele Ya” (Estonia), 12/1

“Ihe M Na-atụ Anya Ya Emechaala Mee” (ịsụ ụzọ), 7/15

Ji Obi Ike Kwusaa Okwu Chineke! 2/15

Mgbakọ Distrikti “Chebe Obi Gị!” 5/1

Ndị Aztek nke Oge A, 3/1

Ndị Kọpọtụa, 5/15

Ndị Pilgrim, 8/15

Nke A Na-amụ Amụ (Ụlọ Nche), 1/15

Nke E Ji Bekee Dị Mfe Nghọta Dee (Ụlọ Nche), 12/15

Nzukọ A Na-enwe Kwa Afọ, 8/15

‘O Mere Ka Ndị Mmadụ Na-agba M Nkiri (igbe akwụkwọ nwere ụkwụ), 2/15

Obiọma Mere Ka Obi Ọjọọ Laa, 6/15

‘Olee Otú M Ga-esi Kwusaa Ozi Ọma?’ (onye ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ), 1/15

‘Ozi Kacha Mma A Nụtụrụla’ (ụlọ ọrụ redio e nweburu na Kanada), 11/15

‘Si n’Ọnụ Ụmụntakịrị’ (Rọshịa, Ọstrelia), 10/15

Ụlọ Akwụkwọ Ndị E Nwere ná Nzukọ Jehova, 9/15

Ụlọikpe Ndị Yurop Ekpebiela na Mmadụ Nwere Ike Ịjụ Ịbụ Onye Agha (V. Bayatyan), 11/1

Ụmụ Nwaanyị Ha Hà Na-akụziri Ndị Mmadụ Baịbụl? 9/1

NDỤ NA ÀGWÀ NDỊ KRAỊST

Chọọ “Ezi Ntụziaka,” 6/15

Gịnị Mere E Ji Eme Ndị Kraịst Baptizim? 4/1

Idejupụta Akwụkwọ ma Kwe Nkwa Ikwesị Ntụkwasị Obi, 12/15

Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl, 2/1, 5/1, 8/1, 11/1

Ile Ndị Gba Ọtọ Ò Nwere Ike Ime Ka A Chụọ Mmadụ n’Ọgbakọ? 3/15

Ime Ka Ịmụ Baịbụl Na-atọ Ụtọ, Na-abakwa Uru, 1/15

Kụziere Ụmụ Gị Ihe, 3/1, 6/1, 9/1, 12/1

“Lezienụ Anya Maka Ihe Iko Achịcha Ndị Farisii,” 5/15

Mmadụ Ọ́ Gaghị Enwe Obi Ụtọ ma Ọ Lụghị Di ma Ọ Bụ Nwunye? 10/1

Ndị Kraịst Oge Mbụ Hà Tinyere Aka na Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị? 5/1

Obiọma, 9/1

Olee Otú I Si Enye Ndụmọdụ? 3/15

Onyinye Alụghị Di ma Ọ Bụ Nwunye, 11/15

Ọ Bụrụ na Nwa Gị Achọkwaghị Iso Gị Ekpe Okpukpe Ị Na-ekpe, 2/1

Ụgwọ, 11/1