ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Febụwarị 2013
Ụlọ Nche a kwuru banyere ihe nketa Jehova nyere anyị, bụ́ ndị ohu ya. Ị ga-amụtakwa otú anyị nwere ike isi nọrọ na ndagwurugwru Jehova ji echebe ndị ya.
Ihe Nketa Jehova Nyere Anyị
Tụlee ihe Jehova meere mmadụ niile nakwa ndị na-efe ya ka i nwee ike ijikwu ihe nketa Jehova nyere anyị kpọrọ ihe.
Ì Ji Ihe Nketa Jehova Nyere Anyị Kpọrọ Ihe?
Ọ bụrụ na ị mata ihe nketa Jehova nyere ndị ya ma jiri ya kpọrọ ihe, o nwere ike ime ka i kpebisie ike iji obi gị niile na-efe ya.
E Ziri Ndị Nche Eze Ozi Ọma
Pọl kwusara ozi ọma mgbe niile. Mụta otú ihe o mere nwere ike isi nyere gị aka ịna-eme otú ahụ.
Nọsie Ike na Ndagwurugwu Jehova Ji Echebe Anyị
Gịnị bụ ndagwurugwu Jehova ji echebe anyị? Oleekwa otú e nwere ike isi chebe ndị ohu Jehova n’ebe ahụ?
Kpachara Anya Maka Ihe Ndị I Bu n’Obi
Mgbe ụfọdụ, obi anyị nwere ike ime ka anyị chọwa ihe anyị ga-akụdo aka mee ihe ọjọọ. Gịnị ga-enyere anyị aka ịmata ihe anyị bu n’obi?
Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Mee Ka Ị Ghara Inweta Otuto
Olee otú i nwere ike isi nweta otuto n’aka Chineke? Gịnị nwere ike ime ka anyị ghara inweta ya?
O Si n’Ezinụlọ Keyafas
Igbe ahụ e tinyere ọkpụkpụ Miriam mere ka o doo anya na ndị Baịbụl kpọrọ aha bụ ndị dịrị ndụ, ndị nwekwara ezinụlọ ha si.
IHE SI N’EBE ANYỊ NA-EDEBE IHE OCHIE
E Nwetara “Ihe A Na-agaghị Echefu Echefu” n’Oge Kwesịrị Ekwesị
Chọpụta otú ihe nkiri ọhụrụ a kpọrọ “Creation Drama” si nyere Ndịàmà Jehova nọ na Jamanị aka imeri ọnwụnwa ndị bịaara ha mgbe a na-alụ Agha Ụwa nke Abụọ.