ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Eprel 2013

Ụlọ Nche a ga-akọwa otú anyị nwere ike isi mụọ Baịbụl ka anyị nwee ike ịna-eme uche Chineke ma n’ozi ọma ma ná ndụ anyị.

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Meksiko

Chọpụta otú ọtụtụ ndị na-eto eto si merie ihe isi ike ụfọdụ ka ha nwee ike iwepụtakwu oge jeere Chineke ozi.

Rite Ezigbo Uru n’Ịgụ Baịbụl

Baịbụl ga-abara anyị uru ma ọ bụrụ na anyị na-agụ ya, na-emekwa ihe ọ na-akụziri anyị. Mụta otú ị ga-esi mee ka ịgụ Baịbụl bakwuoro gị uru.

Jiri Okwu Chineke Nyere Onwe Gị Aka, Nyekwara Ndị Ọzọ Aka

Ị̀ ghọtara na Baịbụl bara ezigbo uru? Ị tụlekwuo 2 Timoti 3:16, ọ ga-eme ka obi sie gị ike na Baịbụl bụ onyinye Jehova nyere anyị.

AKỤKỌ NDỤ

Ozi Oge Niile Anyị Jere Iri Afọ Ise n’Ebe Ugwu Finland

Gụọ akụkọ ndụ Aili na Annikki Mattila. Ha mụtara ịtụkwasị Jehova obi mgbe ha bụ ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche n’ebe ugwu Finland.

“Chọpụta Ihe Ndị Ka Mkpa”

Na anyị nọ ná nzukọ Jehova bụ nnukwu ihe ùgwù. Olee otú anyị nwere ike isi na-akwado ọrụ nzukọ Jehova na-arụ taa?

‘Adala Mbà’

Gịnị ga-enyere anyị aka ịna-anụ ọkụ n’obi ma na-eso nzukọ Jehova ụkwụ na ụkwụ?

Ị̀ Maara?

Jizọs kwuru na a ga-ebibi ụlọ nsọ Jehova kpamkpam. È mechara rụghachi ya mgbe e bibichara ya n’afọ 70?