ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Disemba 2014

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Febụwarị 2 ruo na Mach 1, 2015.

Ọ “Maara Ụzọ”

Guy H. Pierce jechara ozi ya n’ụwa na Tuzdee, abalị iri na asatọ n’ọnwa Mach afọ 2014.

Jehova Na-agọzi Ndị Ji Obi Ha Niile Na-ejere Ya Ozi

E nwere ezigbo ihe anyị ga-amụta banyere inye onyinye n’iwu ahụ Chineke nyere ndị Izrel.

‘Geenụ Ntị, Ghọtakwanụ Ihe Okwu Ndị A Pụtara’

Jizọs mere ihe atụ gbasara mkpụrụ osisi mọstad, ihe iko achịcha, onye ahịa, na akụ̀ zoro ezo. Gịnị ka ha pụtara?

Ị̀ ‘Ghọtara Ihe Ọ Pụtara’?

Gịnị ka ihe atụ Jizọs mere gbasara ọgha mkpụrụ nke hiri ụra, ụgbụ, na nwa mmefu pụtara?

Ì Chetara?

Ajụjụ iri na abụọ a jụrụ n’Ụlọ Nche a ga-enyere gị aka ịma ma ị̀ ga-echeta ihe ndị gbara n’Ụlọ Nche Jun ruo Disemba 2014.

Ì Kwesịrị Ịgbanwe Obi Gị?

O nwere ihe ụfọdụ ọ ga-abụ anyị kpebie, anyị ekwesịghị ịgbanwe ya. Ma ọ bụghị ihe niile. Olee otú ị ga-esi ama mgbe i kwesịrị ịgbanwe obi na mgbe ị na-ekwesịghị?

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Jeremaya kwuru na Rechel na-akwara ụmụ ya ákwá. Gịnị ka ihe a o kwuru pụtara?

Anyị Kwesịrị Ịna-emekọ Ihe Ọnụ Ka Ọgwụgwụ Ụwa A Na-eru Nso

Ụfọdụ ndị Baịbụl kọrọ akụkọ ha ga-eme ka anyị ghọta na anyị kwesịrị ịdị n’otu nakwa ihe mere ịdị n’otu ga-eji dịkwuo mkpa n’ọdịnihu.

Ì Ji Ihe Jehova Nyere Gị Kpọrọ Ihe?

Olee otú ị ga-esi gosi na i ji ihe a kụziiri gị gbasara Jehova kpọrọ ihe?

Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2014

A categorized list of articles published in the 2014 issues of both the Public and Study editions.