ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Eprel 2015

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Jun 1 ruo Jun 28, 2015.

Ndị Okenye, Ùnu Na-azụ Ndị Ọzọ?

Mata aro asaa ndị okenye na-eme nke ọma n’ịzụ ndị ọzọ tụrụ.

Otú Ndị Okenye Si Azụ Ndị Ọzọ Ka Ha Ruo Eruo

Otú Jizọs si kụziere ndị ọzọ ihe ga-abara ndị okenye uru. Ndị a na-azụ nwere ike ịmụta ihe n’aka Ịlaịsha.

AKỤKỌ NDỤ

Jehova Gọziri M ma ‘n’Oge Dị Mma ma n’Oge Nsogbu’

Trophim Nsomba tachiri obi mgbe a na-akpagbu ya na Malawi maka okwukwe ya. Akụkọ ndụ ya ga-enyere gị aka ikpebisi ike iji obi gị niile na-efe Jehova.

Gị na Jehova Ùnu Dị ná Mma n’Eziokwu?

Mkparịta ụka na-eme ka mmadụ abụọ dịkwuo ná mma. Olee otú ihe a ga-esi nyere gị aka ka gị na Chineke dịkwuo ná mma?

Tụkwasị Jehova Obi Mgbe Niile

Ị ga-emerili otu n’ime nsogbu kacha eme ka mmadụ na Chineke ghara ịdị ná mma.

Ihe Mere Ịchụpụ Mmadụ n’Ọgbakọ Ji Egosi na Chineke Hụrụ Anyị n’Anya

Olee otú ihe na-agbawa obi si bụrụ ihe ga-abara mmadụ niile uru?

Osisi E Gbuturu Egbutu Ò Nwere Ike Ipulite Ọzọ?

Azịza ajụjụ a gbasara olileanya i nwere maka ọdịnihu.