ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Ọgọst 2015

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Septemba 28 ruo Ọktoba 25, 2015.

AKỤKỌ NDỤ

“Ka Agwaetiti Niile Ṅụrịa Ọṅụ”

Gụọ akụkọ ndụ Geoffrey Jackson, bụ́ onye so n’Òtù Na-achị Isi.

Na-atụgharị Uche n’Ịhụnanya Na-adịgide Adịgide Jehova Nwere

Olee ihe ga-eme ka obi sie gị ike na Jehova nọnyeere gị n’agbanyeghị nsogbu bịaara gị?

Na-atụ Anya Ya

E nwere ihe abụọ gbara ọkpụrụkpụ mere anyị ji kwesị ịna-eche nche maka ọgwụgwụ ụwa ochie a.

Kwadebe Ugbu A Maka Ibi n’Ụwa Ọhụrụ

E nwere ọtụtụ ihe mere ndị Chineke ji yie ndị chọrọ ịkwaga ná mba ọzọ.

Zere Mkpakọrịta Ọjọọ n’Oge Ikpeazụ A

Ndị gị na ha na-akpa abụghị naanị ndị ahụ gị na ha na-anọrị.

Ihe Anyị Ga-amụta n’Aka Joana

Olee otú o si gbanwee ihe ndị ọ na-eme kwa ụbọchị ka o nwee ike ịna-eso Jizọs?

IHE SI N’EBE ANYỊ NA-EDEBE IHE OCHIE

“Jehova Kpọtara Unu Frans Ka Unu Mụta Eziokwu”

Ihe ndị ọchịchị Frans na Poland kwekọrịtara n’afọ 1919 rụpụtara ihe a na-atụghị anya ya.