Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

▪ Mgbe ndị mmadụ na-ekpe ekpere ka Alaeze Chineke bịa, ọ̀ bụ gịnị ka ha na-arịọ?

PEEJI NKE 5.

▪ Olee otú i nwere ike isi mụta iche echiche tupu gị ekwuo okwu?

PEEJI NKE 10.

▪ Chineke ò kere ụmụ mmadụ site n’ime ka ha si n’ụmụ anụmanụ pụta?

PEEJI NKE 14.

▪ Ònye bụ Ịlaịja? Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’aka ya taa?

PEEJI NKE 18.

▪ Olee otú anyị nwere ike isi jide n’aka na e deghị amụma ndị dị na Baịbụl mgbe ha mecharala eme?

PEEJI NKE 22.

▪ Olee ihe mere Jehova bụ́ Chineke ji bụrụ ezigbo Nna nke na-enweghị onye dị ka ya?

PEEJI NKE 25.

▪ Ndị na-agụ kpakpando hà wetaara Jizọs onyinye n’ezie n’abalị ahụ a mụrụ ya?

PEEJI NKE 31.