Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mbibi E Bibiri Sọdọm na Gọmọra

Mbibi E Bibiri Sọdọm na Gọmọra

maka Ndị Na-eto Eto

Mbibi E Bibiri Sọdọm na Gọmọra

Otú ị ga-esi mee ya: Nọrọ n’ebe ụzụ na-adịghị mee ihe omume a. Mgbe ị na-agụ ebe ndị ahụ a chọrọ ka ị gụọ n’Akwụkwọ Nsọ, were ya na ị nọ mgbe ihe ahụ ị na-agụ mere. Jiri anya nke uche gị kirie ebe ihe ahụ mere. Nụrụ olu ndị ahụ ị na-agụ banyere ha. Ka ihe ha na-eme ruo gị n’ahụ́.

CHEBARA OTÚ IHE A SI MEE ECHICHE.—GỤỌ JENESIS 19:1-14.

Kọwaa otú i chere ndị ọbịa Lọt dị.

․․․․․

Olee ụdị ndị i chere so n’ìgwè mmadụ ahụ?

․․․․․

LEBAKWUO YA ANYA.—GỤỌ JENESIS 13:7-13.

Olee otú Lọt si gaa biri na Sọdọm?

․․․․․

Olee ihe i chere mere Jehova ji kpebie na ndị bi n’ebe ahụ kwesịrị mbibi?

․․․․․

GỤỌ JENESIS 19:15-26.

Olee otú Jehova si meere Lọt ihe ọ rịọrọ?

․․․․․

Olee ihe i chere mere nwunye Lọt ji lee anya n’azụ?

․․․․․

Gịnị mere e ji gbuo ya?

․․․․․

TINYE IHE Ị MỤTARA N’ỌRỤ. DEE IHE Ị MỤTARA BANYERE . . .

Otú Jehova si ele ajọ omume anya.

․․․․․

Ọmịiko Jehova.

․․․․․

Ịdọ aka ná ntị Jehova na-adọ ndị ya tupu ya eweta mbibi.

․․․․․

Ihe kacha baara gị uru n’akụkọ a na ihe mere o ji bụrụ ya kacha baara gị uru.

․․․․․

․․․․․