Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
▪ Ọ bụrụ na onye ị hụrụ n’anya nwụrụ, olee ihe ndị ị ga-eme ka ị ghara irubiga uju ókè?
GỤỌ PEEJI NKE 6.
▪ Ànyị nwere ike ịbịaru Chineke nso n’ezie?
GỤỌ PEEJI NKE 10.
▪ Gịnị mere o ji kwesị ekwesị ka ị mata ihe bụ́ echiche Chineke mgbe ị na-eme atụmatụ ihe ndị ị ga-eme?
GỤỌ PEEJI NKE 11.
▪ Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’ihe nlereanya Meri, bụ́ nne Jizọs?
GỤỌ PEEJI NKE 14.
▪ Olee otú i nwere ike isi kọwaara nwatakịrị ihe ọnwụ bụ?
GỤỌ PEEJI NKE 18.
▪ Ọ̀ dị njọ ịkpọ aha Chineke?
GỤỌ PEEJI NKE 22.