Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

▪ Olee ihe anọ mere ị ga-eji kwere na ihe niile Baịbụl kwuru na ha ga-eme n’ọdịnihu ga-eme? Gụọ peeji nke 8.

▪ Olee ihe ị ga-eme ka gị na onye na-eto eto nke na-achọghị ịtụpụrụ gị ọnụ kwurịta okwu? Gụọ peeji nke 11.

▪ Olee ihe ndị mụrụ ụmụ nwere ike ime iji nyere ụmụ ha aka ka ha na-egosi obi ekele? Gụọ peeji nke 13.

▪ Jizọs ọ̀ kpọrọ aha Chineke mgbe ọ na-ezi ndị Juu ibe ya ozi ọma? Gụọ peeji nke 19.

▪ Gịnị mere otu nwa okorobịa onye Mexico nke nọ n’òtù ọjọọ a na-akpọ Junior Satans (Ụmụ Obere Setan) ji mee mgbanwe dị ukwuu ná ndụ ya? Gụọ peeji nke 28.