Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

▪ Olee ndị ka a ga-akpọpụta na hel? Gụọ peeji nke 9.

▪ Gịnị ka Jizọs ji tụnyere ọnwụ? Gụọ peeji nke 17.

▪ Olee ihe abụọ i nwere ike ime ka gị na nwunye gị ma ọ bụ di gị biri n’udo? Gụọ peeji nke 19 na nke 20.

▪ Ndịàmà Jehova hà kweere na ọ bụ naanị ha ka a ga-azọpụta? Gụọ peeji nke 28.

▪ Olee otú ị ga-esi wukwasị okwukwe gị n’elu oké nkume? Gụọ peeji nke 29.