Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ọ̀ Ga-amasị Gị Ka Mmadụ Bịa na Nke Gị?

Ọ̀ Ga-amasị Gị Ka Mmadụ Bịa na Nke Gị?

Ọ̀ Ga-amasị Gị Ka Mmadụ Bịa na Nke Gị?

Ọbụna n’ụwa a jupụtara ná nsogbu, inweta ezi ihe ọmụma si na Baịbụl banyere Chineke, Alaeze ya, na ihe ndị magburu onwe ya o zubere maka ụmụ mmadụ nwere ike ime ka i nwee obi ụtọ. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmụtakwu banyere Chineke ma ọ bụ nwee mmasị ka mmadụ bịa na nke gị kụziere gị Baịbụl n’efu, biko, detara Ndịàmà Jehova akwụkwọ na P.M.B. 1090, Benin City 300001, Edo State, Nigeria, ma ọ bụ n’adres kwesịrị ekwesị e dere na peeji nke anọ.