Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

▪ Gịnị bụ aha Chineke? Gụọ peeji nke 6.

▪ Ònye n’eziokwu na-achị ụwa a? Gụọ peeji nke 8.

▪ Ọ bụrụ na ị mụrụ ụmụ, gịnị mere o ji dị mkpa ka ị na-ewepụta oge ka gị na nwunye gị ma ọ bụ di gị na-anọrị? Gụọ peeji nke 11.

▪ Gịnị mere otu nwaanyị na-ezu onye ọ na-arụrụ ọrụ ohi ma na-ebuga dayamọnd ofesi, bụ́ ahịa iwu n’obodo ha, ji ghọọ onye ọrụ na-akwụwa aka ya ọtọ? Gụọ peeji nke 26 na nke 27.

▪ Gịnị mere Ndịàmà Jehova anaghị eji ihe oyiyi efe ofufe? Gụọ peeji nke 30 na nke 31.